Gaa n'Isiokwu

Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka

Danloduo ihe ndị a ga-enyere gị aka. Jiri ha na akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị? chebara ihe ndị i kweere echiche. Chọpụta ihe ndị Baịbụl na-akụzi na otú i ga-esi kọwaara ndị ọzọ ihe i kweere.

ISI NKE MBỤ

Olee Ihe Ndị Bụ́ Eziokwu Banyere Chineke? (Nkebi nke 1)

Ọ bụrụ na mmadụ asị na “Otú Chineke si ata ndị mere ihe ọjọọ ahụhụ bụ imesi ha ike,” gịnị ka ị ga-agwa ya?

ISI NKE MBỤ

Olee Ihe Ndị Bụ́ Eziokwu Banyere Chineke? (Nkebi nke 2)

Mmadụ ọ̀ ga-abụli enyi Chineke?

ISI NKE ABỤỌ

Baịbụl Bụ Akwụkwọ Si n’Aka Chineke (Nkebi nke 1)

Ebe ọ bụ ndị mmadụ dere Baịbụl, oleezi otú o si bụrụ ‘akwụkwọ si n’aka Chineke’?

ISI NKE ABỤỌ

Baịbụl Bụ Akwụkwọ Si n’Aka Chineke (Nkebi nke 2)

E nwere otu ihe ndị mmadụ chọpụtarala gbasara Baịbụl nke mere ka ha kweta na Baịbụl si n’aka Chineke.

ISI NKE ANỌ

Ònye Bụ Jizọs Kraịst? (Nkebi nke 1)

Gịnị ka ị ga-ekwu ma mmadụ gwa gị na Jizọs bụ naanị ezigbo mmadụ?

ISI NKE ANỌ

Ònye Bụ Jizọs Kraịst? (Nkebi nke 2)

Gịnị ka ị ga-ekwu ma mmadụ gwa gị na Jizọs na Chineke hà?

ISI NKE ANỌ

Ònye Bụ Jizọs Kraịst? (Nkebi nke 3)

Olee otú o si gosi na ọ dị ike ma dị obiọma?

ISI NKE ISE

Ihe Mgbapụta Bụ Onyinye Kachanụ Chineke Nyere Anyị (Nkebi nke 1)

Ò nwere ebe mmadụ ga-emeru ihe ọma ya abụrụ na Chineke ji ụgwọ ịzọpụta ya?

ISI NKE ISE

Ihe Mgbapụta Bụ Onyinye Kachanụ Chineke Nyere Anyị (Nkebi 2)

Olee uru ọnwụ onye nwụrụ ihe dị ka puku afọ abụọ gara aga ga-abara gị taa?

ISI NKE ISII

Ebee Ka Ndị Nwụrụ Anwụ Gara? (Nkebi nke 1)

Ha gara ebe ọzọ biri? Hà na-ata ahụhụ n’ọkụ ala mmụọ?

ISI NKE ISII

Ebee Ka Ndị Nwụrụ Anwụ Gara? (Nkebi nke 2)

È kere anyị ka anyị na-anwụ anwụ?

ISI NKE ASAA

Ezigbo Olileanya nke Dịịrị Ndị Ị Hụrụ n’Anya Nwụrụ Anwụ (Nkebi nke 1)

Ọ bụrụ na i ruoro onye nwụnahụrụ gị uju, ọ̀ pụtara na i nweghị okwukwe na a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ?

ISI NKE ASAA

Ezigbo Olileanya nke Dịịrị Ndị Ị Hụrụ n’Anya Nwụrụ Anwụ (Nkebi nke 2)

Olee ihe ị ga-agwa onye sịrị na mbilite n’ọnwụ yiri ihe na-agaghị eme eme?

ISI NKE ASATỌ

Gịnị Bụ Alaeze Chineke? (Nkebi nke 1)

Ebe Chineke nwere ọtụtụ ndị mmụọ ozi na-ekwesị ntụkwasị obi, gịnị mere o ji họrọ ụmụ mmadụ ka ha chịa n’eluigwe?

ISI NKE ASATỌ

Gịnị Bụ Alaeze Chineke? (Nkebi nke 2)

Gịnị ka Alaeze Chineke merela? Oleekwa ihe ọ ga-eme n’ọdịnihu?

ISI NKE ITOOLU

Ọgwụgwụ Ụwa Ọ̀ Dịla Nso? (Nkebi nke 1)

Ọ na-esiri ọtụtụ ndị ike ikweta na anyị bi n’oge ikpeazụ. Olee ihe ndị mere obi ji sie gị ike na ọgwụgwụ ụwa a adịla nso?

ISI NKE ITOOLU

Ọgwụgwụ Ụwa Ọ̀ Dịla Nso? (Nkebi nke 2)

N’eziokwu, Baịbụl kwuru na e nwere ihe ọma ndị ga na-eme n’oge ikpeazụ.

ISI NKE IRI

Ihe I Kwesịrị Ịma Gbasara Ndị Mmụọ Ozi na Ndị Mmụọ Ọjọọ (Nkebi nke 1)

È nwere ndị mmụọ ozi? È nwere ndị mmụọ ọjọọ? Jiri ihe a e ji amụ Baịbụl chọpụta azịza ha.

ISI NKE IRI

Ihe I Kwesịrị Ịma Gbasara Ndị Mmụọ Ozi na Ndị Mmụọ Ọjọọ (Nkebi nke 2)

Ọ̀ bụ ihe ọjọọ ma mmadụ chọwa ịgwa ndị mmụọ okwu?

ISI NKE IRI NA OTU

Gịnị Mere Ndị Mmadụ Ji Atagbu Onwe Ha n’Ahụhụ? (Nkebi nke 1)

Ebe ọ bụ na Chineke kacha ihe niile ike, ọ̀ bụ na ọ bụghị ya na-akpata ihe ọjọọ niile na-emenụ?

ISI NKE IRI NA OTU

Gịnị Mere Ndị Mmadụ Ji Atagbu Onwe Ha n’Ahụhụ? (Nkebi nke  2)

Baịbụl zara ajụjụ n’ụzọ doro anya nke ga-emekwa ka obi ruo anyị ala.

ISI NKE IRI NA ATỌ

Jiri Ndụ Kpọrọ Ihe (Nkebi nke 1)

Ndụ bụ onyinye si n’aka Chineke. Olee otú anyị ga-esi gosi na anyị na-akwanyere ndụ anyị na nke ndị ọzọ ùgwù?

ISI NKE IRI NA ANỌ

Ezinụlọ Unu Ga-enweli Obi Ụtọ (Nkebi nke 2)

Olee ihe ndị nne na nna na ụmụaka ga-amụta n’aka Jizọs? Chọpụta ihe ndị i kweere na ihe Baịbụl kwuru.

ISI NKE IRI NA ISE

Otú E Kwesịrị Isi Na-efe Chineke (Nkebi nke 1)

Ọ̀ bụ otú niile e si efe chineke dị ya mma? Olee otú ị ga-esi amata otú Chineke chọrọ ka e si na-efe ya? Chọpụta ihe Baịbụl na-akụzi na ihe ndị i kweere.

ISI NKE IRI NA ISE

Otú E Kwesịrị Isi Na-efe Chineke (Nkebi nke 2)

Mmadụ ikwere na Chineke ọ̀ bụ ebe okwu biri? Ka ò nwere ihe ọzọ Chineke chọrọ ka ndị na-efe ya na-eme?

ISI NKE IRI NA ISII

Kpebie Ife Chineke Otú Ọ Chọrọ (Nkebi nke 1)

Chineke ọ̀ chọrọ ka a na-eme ememme ụbọchị ọmụmụ na ememme okpukpe ndị ọzọ ma ọ bụ jiri ihe oyiyi na-efe ya? Gịnị ka Baịbụl kwuru gbasara ya?

ISI NKE IRI NA ISII

Kpebie Ife Chineke Otú Ọ Chọrọ (Nkebi nke 2)

Olee otú ị ga-esi jiri akọ kọwaa ihe ndị i kweere, gosikwa na ị na-akwanyere ndị ọzọ ùgwù ma hapụ ka ha kwere ihe ha kweere?

ISI NKE IRI NA ASAA

Chineke Meere Anyị Ihe Ọma Kwe Ka Anyị Na-ekpegara Ya Ekpere (Nkebi nke 1)

Olee ihe anyị ga-eme ka anyị na Chineke dịrị ná mma? Olee otú ị ga-esi ama ma Chineke ọ̀ na-aza ekpere gị?