KAADỊ AKỤKỌ BAỊBỤL
Gidiọn
Danloduo kaadị akụkọ Baịbụl a ma were ya mụọ banyere Gidiọn. Ọ bụ onye Izrel dị obi umeala, ma mechaa bụrụ dike obi siri ike. Bipụta ya, chakapụta ya, pịajie ya abụọ, ma dowe ya.