GOSI M NKE Akwụkwọ Baịbụl Jenesis Ọpụpụ Levitikọs Ọnụ Ọgụgụ Diuterọnọmi Joshụa Ndị Ikpe Rut 1 Samuel 2 Samuel 1 Ndị Eze 2 Ndị Eze 1 Ihe E Mere 2 Ihe E Mere Ezra Nehemaya Esta Job Abụ Ọma Ilu Ekliziastis Abụ Solomọn Aịzaya Jeremaya Abụ Ákwá Ezikiel Daniel Hosia Joel Emọs Obedaya Jona Maịka Nehọm Habakọk Zefanaya Hagaị Zekaraya Malakaị Matiu Mak Luk Jọn Ọrụ Ndịozi Ndị Rom 1 Ndị Kọrịnt 2 Ndị Kọrịnt Ndị Galeshia Ndị Efesọs Ndị Filipaị Ndị Kọlọsi 1 Ndị Tesalonaịka 2 Ndị Tesalonaịka 1 Timoti 2 Timoti Taịtọs Faịlimọn Ndị Hibru Jems 1 Pita 2 Pita 1 Jọn 2 Jọn 3 Jọn Jud Mkpughe Isiokwu 1 2 3 4 5 Akwụkwọ Ozi Mbụ E Degaara Ndị Tesalonaịka Isi 1 2 3 4 5 Ihe Ndị Dị na Ya 1 Ekele (1) Pọl kelere Chineke maka okwukwe ndị Tesalonaịka (2-10) 2 Ozi Pọl jere na Tesalonaịka (1-12) Ndị Tesalonaịka nabatara okwu Chineke (13-16) Ọ gụrụ Pọl agụụ ịhụ ndị Tesalonaịka (17-20) 3 Pọl nọ n’Atens na-eche ka ọ nụ banyere ndị Tesalonaịka (1-5) Ihe Timoti kọrọ mere ka obi ruo Pọl ala (6-10) Ekpere Pọl kpere maka ndị Tesalonaịka (11-13) 4 A dọrọ aka ná ntị banyere ịkwa iko (1-8) Na-ahụkwunụ ibe unu n’anya karịa otú unu na-eme (9-12) ‘Unu etinyela anya n’ihe na-agbasaghị unu’ (11) A ga-ebu ụzọ kpọlite ndị ha na Kraịst dị n’otu (13-18) 5 Ụbọchị Jehova ga-abịa (1-5) “Udo adịla, obi eruokwala anyị ala!” (3) Mụrụ anya ma na-eche echiche nke ọma (6-11) Agbamume (12-24) Ekele mmechi (25-28) Laghachi Gaa n'Ọzọ Bipụta Ya Zigara Ya Onye Ọzọ Zigara Ya Onye Ọzọ Ndị Tesalonaịka nke Mbụ—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A BAỊBỤL NSỌ NKE NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ (NKE E DEGHARỊRỊ N'AFỌ 2021) Ndị Tesalonaịka nke Mbụ—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A Igbo Ndị Tesalonaịka nke Mbụ—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1001061100/univ/wpub/1001061100_univ_sqr_xl.jpg nwt 1 Ndị Tesalonaịka p. 1754-1755