GOSI M NKE Akwụkwọ Baịbụl Jenesis Ọpụpụ Levitikọs Ọnụ Ọgụgụ Diuterọnọmi Joshụa Ndị Ikpe Rut 1 Samuel 2 Samuel 1 Ndị Eze 2 Ndị Eze 1 Ihe E Mere 2 Ihe E Mere Ezra Nehemaya Esta Job Abụ Ọma Ilu Ekliziastis Abụ Solomọn Aịzaya Jeremaya Abụ Ákwá Ezikiel Daniel Hosia Joel Emọs Obedaya Jona Maịka Nehọm Habakọk Zefanaya Hagaị Zekaraya Malakaị Matiu Mak Luk Jọn Ọrụ Ndịozi Ndị Rom 1 Ndị Kọrịnt 2 Ndị Kọrịnt Ndị Galeshia Ndị Efesọs Ndị Filipaị Ndị Kọlọsi 1 Ndị Tesalonaịka 2 Ndị Tesalonaịka 1 Timoti 2 Timoti Taịtọs Faịlimọn Ndị Hibru Jems 1 Pita 2 Pita 1 Jọn 2 Jọn 3 Jọn Jud Mkpughe Isiokwu 1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 18 19 20 21 22 23 24 25 Akwụkwọ Ndị Eze nke Abụọ Isi 1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 18 19 20 21 22 23 24 25 Ihe Ndị Dị na Ya 1 Ịlaịja kwuru na Ehazaya ga-anwụrịrị (1-18) 2 Oké ifufe bugoro Ịlaịja n’eluigwe (1-18) Ịlaịsha chịịrị uwe e ji mara Ịlaịja (13, 14) Ịlaịsha mere ka mmiri Jeriko dị mma (19-22) Anụ ọhịa bea abụọ dọriri ụmụaka ndị Betel (23-25) 3 Jehoram malitere ịchị Izrel (1-3) Ndị Moab nupụụrụ ndị Izrel isi (4-25) E meriri ndị Moab (26, 27) 4 Ịlaịsha mere ka mmanụ nwaanyị isi mkpe mụbaa (1-7) Nwaanyị Shunem lere Ịlaịsha ọbịa (8-16) E ji nwa nwoke kwụọ otu nwaanyị ụgwọ ihe ọma o mere, nwa ahụ emechaa nwụọ (17-31) Ịlaịsha kpọlitere nwa ahụ nwụrụ anwụ (32-37) Ịlaịsha mere ka ofe dị mma ọrịra (38-41) Ịlaịsha mere ka achịcha mụbaa (42-44) 5 Ịlaịsha gwọrọ Neeman ekpenta ọ na-arịa (1-19) Gehezaị rịawara ekpenta maka na ọ dị anyaukwu (20-27) 6 Ịlaịsha mere ka isi anyụike see n’elu mmiri (1-7) Ịlaịsha na ndị Siria (8-23) E meghere anya onye na-ejere Ịlaịsha ozi (16, 17) E mere ka ndị Siria kpuo ìsì (18, 19) Oké ụnwụ dara na Sameria mgbe ndị Siria nọchibidoro ya (24-33) 7 Ịlaịsha buru amụma mgbe oké ụnwụ ahụ ga-akwụsị (1, 2) Ndị Izrel hụrụ nri ndị Siria hapụrụ ebe ha mara ụlọikwuu gbaa ọsọ (3-15) Amụma Ịlaịsha buru mezuru (16-20) 8 E nyeghachiri nwaanyị Shunem ala ya (1-6) Ịlaịsha, Ben-hedad, na Hazel (7-15) Jehoram malitere ịchị Juda (16-24) Ehazaya malitere ịchị Juda (25-29) 9 E tere Jihu mmanụ ka ọ bụrụ eze Izre (1-13) Jihu gburu Jehoram na Ehazaya (14-29) E gburu Jezibel, nkịta erie anụ ya (30-37) 10 Jihu gburu ndị ezinụlọ Ehab (1-17) Jehonadab nyeere Jihu aka (15-17) Jihu gburu ndị na-efe Bel (18-27) Otú ọchịchị Jihu si gaa (28-36) 11 Atalaya weghaara ọchịchị (1-3) E chiri Jehoash eze na nzuzo (4-12) E gburu Atalaya (13-16) Jehoyada mere ka ihe ka mma (17-21) 12 Jehoash malitere ịchị Juda (1-3) Jehoash rụziri ụlọ nsọ (4-16) Obodo ndị Siria lụsoro agha (17, 18) E gburu Jehoash (19-21) 13 Jehoahaz malitere ịchị Izrel (1-9) Jehoash malitere ịchị Izrel (10-13) Ịlaịsha gwara Jehoash ihe ọ ga-eme ka ọ mara ma ọ̀ na-anụ ọkụ n’obi (14-19) Ịlaịsha nwụrụ, ọkpụkpụ ya mekwara ka otu nwoke si n’ọnwụ bilie (20, 21) Amụma ikpeazụ Ịlaịsha buru mezuru (22-25) 14 Amazaya malitere ịchị Juda (1-6) Amazaya lụsoro ndị Ịdọm na ndị Izrel agha (7-14) Jehoash eze Izrel nwụrụ (15, 16) Amazaya nwụrụ (17-22) Jeroboam nke Abụọ malitere ịchị Izrel (23-29) 15 Azaraya malitere ịchị Juda (1-7) Ndị eze ikpeazụ chịrị Izrel bụ: Zekaraya (8-12), Shalọm (13-16), Menahem (17-22), Pekahaya (23-26), Pika (27-31) Jotam malitere ịchị Juda (32-38) 16 Ehaz malitere ịchị Juda (1-6) Ehaz nyere ndị Asiria onyinye (7-9) Ehaz rụrụ ụdị ebe ịchụàjà ọ hụrụ ndị na-ekpere arụsị rụrụ (10-18) Ehaz nwụrụ (19, 20) 17 Hoshia malitere ịchị Izrel (1-4) E meriri ndị Izrel (5, 6) A dọọrọ ndị Izrel n’agha maka na ha hapụrụ Chineke (7-23) A kpọtara ndị obodo ọzọ ha ebichie n’obodo ndị dị na Sameria (24-26) Ndị bi na Sameria na-atụ egwu Chineke, na-efekwa chi dị iche iche (27-41) 18 Hezekaya malitere ịchị Juda (1-8) Otú e si dọrọ ndị Izrel n’agha (9-12) Senakerib lụsoro Juda agha (13-18) Rabshake mara Jehova aka (19-37) 19 Hezekaya si n’aka Aịzaya rịọ Chineke ka o nyere ya aka (1-7) Senakerib bara mba ihe ha ga-eme ndị bi na Jeruselem (8-13) Ekpere Hezekaya kpere (14-19) Aịzaya gwara Hezekaya ihe Chineke kwuru (20-34) Otu mmụọ ozi gburu ndị Asiria dị 185,000 (35-37) 20 Hezekaya rịara ọrịa ma gbakee (1-11) Eze Babịlọn zitere ndị bịara hụ Hezekaya (12-19) Hezekaya nwụrụ (20, 21) 21 Manase malitere ịchị Juda. O gburu ọtụtụ mmadụ (1-18) A ga-ebibi Jeruselem (12-15) Emọn malitere ịchị Juda (19-26) 22 Josaya malitere ịchị Juda (1, 2) Otú a ga-esi rụzie ihe ndị mebiri n’ụlọ nsọ (3-7) A hụrụ akwụkwọ e dere Iwu Mosis (8-13) Họlda buru amụma ihe ga-eme Juda (14-20) 23 Ihe ọma ndị Josaya mere (1-20) Ndị Juda mere Ememme Ngabiga (21-23) Ihe ọma ndị ọzọ Josaya mere (24-27) Josaya nwụrụ (28-30) Jehoahaz malitere ịchị Juda (31-33) Jehoyakim malitere ịchị Juda (34-37) 24 Mgbe Jehoyakim nupụrụ isi na mgbe ọ nwụrụ (1-7) Jehoyakin malitere ịchị Juda (8, 9) Ndị mbụ a dọọrọ n’agha laa Babịlọn (10-17) Mgbe Zedekaya malitere ịchị Juda na mgbe o nupụrụ isi (18-20) 25 Nebukadneza nọchibidoro Jeruselem (1-7) E bibiri Jeruselem na ụlọ nsọ a rụrụ na ya, dọrọkwa ndị nke abụọ n’agha (8-21) A họpụtara Gedalaya ka ọ bụrụ gọvanọ (22-24) E gburu Gedalaya, ndị mmadụ agbaga Ijipt (25, 26) A kpọpụtara Jehoyakin n’ụlọ mkpọrọ na Babịlọn (27-30) Laghachi Gaa n'Ọzọ Bipụta Ya Zigara Ya Onye Ọzọ Zigara Ya Onye Ọzọ Ndị Eze nke Abụọ—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A BAỊBỤL NSỌ NKE NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ (NKE E DEGHARỊRỊ N'AFỌ 2021) Ndị Eze nke Abụọ—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A Igbo Ndị Eze nke Abụọ—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1001061100/univ/wpub/1001061100_univ_sqr_xl.jpg nwt 2 Ndị Eze p. 563-564