GOSI M NKE Akwụkwọ Baịbụl Jenesis Ọpụpụ Levitikọs Ọnụ Ọgụgụ Diuterọnọmi Joshụa Ndị Ikpe Rut 1 Samuel 2 Samuel 1 Ndị Eze 2 Ndị Eze 1 Ihe E Mere 2 Ihe E Mere Ezra Nehemaya Esta Job Abụ Ọma Ilu Ekliziastis Abụ Solomọn Aịzaya Jeremaya Abụ Ákwá Ezikiel Daniel Hosia Joel Emọs Obedaya Jona Maịka Nehọm Habakọk Zefanaya Hagaị Zekaraya Malakaị Matiu Mak Luk Jọn Ọrụ Ndịozi Ndị Rom 1 Ndị Kọrịnt 2 Ndị Kọrịnt Ndị Galeshia Ndị Efesọs Ndị Filipaị Ndị Kọlọsi 1 Ndị Tesalonaịka 2 Ndị Tesalonaịka 1 Timoti 2 Timoti Taịtọs Faịlimọn Ndị Hibru Jems 1 Pita 2 Pita 1 Jọn 2 Jọn 3 Jọn Jud Mkpughe Isiokwu 1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 Akwụkwọ Ozi Nke Abụọ E Degaara Ndị Kọrịnt Isi 1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 Ihe Ndị Dị na Ya 1 Ekele (1, 2) Chineke na-akasi ndị mmadụ obi n’ọnwụnwa ọ bụla bịaara ha (3-11) Pọl gbanwere ebe o bu n’obi ịga (12-24) 2 Pọl chọrọ ime ka ndị ọzọ na-enwe aṅụrị (1-4) A gbaghaara onye mere mmehie, nabatakwa ya n’ọgbakọ (5-11) Mgbe Pọl gara Troas na mgbe ọ gara Masedonia (12, 13) Ndị na-ezi ozi ọma na-enwe obi ụtọ ka ndị meriri n’agha (14-17) Anyị anaghị ere okwu Chineke ere (17) 3 Akwụkwọ ozi e ji aja mma (1-3) Ndị ozi ọgbụgba ndụ ọhụrụ (4-6) Otú ọgbụgba ndụ ọhụrụ si dị ebube karịa nke ochie (7-18) 4 Ìhè ozi ọma na-enye (1-6) E kpuchiri uche ndị na-amaghị Chineke (4) Anyị dị ka ite ájá akụ̀ dị n’ime ya (7-18) 5 Iyiri ụlọ dị n’eluigwe otú e si eyiri uwe (1-10) Ozi nke na-eme ka mmadụ na Chineke dị ná mma (11-21) Onye Chineke kere ọhụrụ (17) Ndị nnọchiteanya na-eje ozi n’aha Kraịst (20) 6 Mmadụ ekwesịghị iji amara Chineke egwu egwu (1, 2) A kọwara otú Pọl si jee ozi ya (3-13) Unu na ndị na-ekweghị ekwe ekekọtala onwe unu (14-18) 7 Ka anyị sachapụ ihe niile na-emerụ ahụ́ anyị na obi anyị (1) Pọl ṅụrịrị ọṅụ maka ndị Kọrịnt (2-4) Taịtọs ji ozi dị mma bịa (5-7) Mmadụ ichegharị, ihe ewutekwa ya otú Chineke chọrọ (8-16) 8 Onyinye a nakọtara maka ụmụnna nọ na Judia (1-15) A ga-eziga Taịtọs Kọrịnt (16-24) 9 Ihe Pọl gwara ndị Kọrịnt iji mee ka ha nye onyinye (1-15) Chineke hụrụ onye na-eji obi ụtọ enye ihe n’anya (7) 10 Pọl kwuru okwu ọma gbasara ozi ya (1-18) Ngwá agha anyị ji alụ agha abụghị ụdị nke ndị ụwa (4, 5) 11 Pọl na ndị na-eme ka hà bụ ndịozi kacha mma (1-15) Nsogbu ndị bịaara Pọl n’ihi ozi ọ na-eje (16-33) 12 Ọhụụ Pọl hụrụ (1-7a) Nsogbu Pọl dị ka ogwu ọ̀ na-adụ ya n’ahụ́ (7b-10) O nweghị ihe ndị na-eme ka hà bụ ndịozi kacha mma ji kara Pọl (11-13) Ihe mere Pọl ji na-echegbu onwe ya maka ndị Kọrịnt (14-21) 13 Ndụmọdụ ikpeazụ Pọl dụrụ ndị Kọrịnt na ume ọ gbara ha (1-14) “Na-enyochanụ onwe unu ka unu mara ma okwukwe unu ò sikwara ike” (5) Na-emezinụ ebe ndị unu na-anaghị emetecha, nweekwanụ otu obi (11) Laghachi Gaa n'Ọzọ Bipụta Ya Zigara Ya Onye Ọzọ Zigara Ya Onye Ọzọ Ndị Kọrịnt nke Abụọ—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A BAỊBỤL NSỌ NKE NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ (NKE E DEGHARỊRỊ N'AFỌ 2021) Ndị Kọrịnt nke Abụọ—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A Igbo Ndị Kọrịnt nke Abụọ—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1001061100/univ/wpub/1001061100_univ_sqr_xl.jpg nwt 2 Ndị Kọrịnt p. 1712-1713