Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Pita Nke Abụọ

Isi

1 2 3

Ihe Ndị Dị na Ya

  • 1

    • Ekele (1)

    • Gbalịsienụ ike ka unu ghara ịkwụsị ịna-efe Chineke (2-15)

      • Ihe ndị ọzọ anyị ga na-eme ma e wezụga inwe okwukwe (5-9)

    • Obi siri anyị ike na amụma ndị Chineke buru ga-emezu (16-21)

  • 2

    • A ga-enwe ndị nkụzi ụgha (1-3)

    • A ga-ebibirịrị ndị nkụzi ụgha (4-10a)

      • Chineke tụbara ndị mmụọ ozi n’ime Tatarọs (4)

      • Iju mmiri; Sọdọm na Gọmọra (5-7)

    • Ihe ndị e ji mara ndị nkụzi ụgha (10b-22)

  • 3

    • Ndị mmadụ ga-eji mbibi a ga-ebibi ndị ọjọọ mere ihe ọchị (1-7)

    • Jehova anaghị egbu oge imezu nkwa ya (8-10)

    • Chebaranụ ụdị mmadụ unu kwesịrị ịbụ echiche (11-16)

      • Eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ (13)

    • Kpacharanụ anya ka a ghara idufu unu (17, 18)