Akwụkwọ Abụ Ọma
Isi
Ihe Ndị Dị na Ya
-
-
Jehova bụ Onyeikpe na-ekpe ikpe ziri ezi
-
‘Jehova, biko, kpee m ikpe’ (8)
-
-
-
-
Jehova na-ebili kpaa ike
-
Okwu Chineke enweghị ntụpọ (6)
-
-
-
-
A ga-azọpụta eze Chineke tere mmanụ
-
Ụfọdụ tụkwasịrị ụgbọ ịnyịnya obi, ‘ma ọ bụ aha Jehova ka anyị na-akpọ’ (7)
-
-
-
-
Eze nke dị ebube banyere n’ọnụ ụzọ ámá
-
“Ọ bụ Jehova nwe ụwa” (1)
-
-
-
-
A zara ọbụ abụ ekpere ya
-
“Jehova bụ ike m na ọta m” (7)
-
-
-
-
A kwụsịrị ibe ákwá, ṅụrịwa ọṅụ
-
Chineke na-emere mmadụ amara n’oge niile onye ahụ dị ndụ (5)
-
-
-
-
Ekpere ọbụ abụ kpere mgbe ọ nọ n’etiti ndị iro
-
“Chineke bụ onye na-enyere m aka” (4)
-
-
-
-
Chineke na-ekpe ụwa ikpe
-
Ekpere e kpere ka a taa ndị ọjọọ ahụhụ (6-8)
-
-
-
-
Chineke bụ ụlọ elu siri ike na-echebe mmadụ
-
“M ga-abụ ọbịa n’ụlọikwuu gị” (4)
-
-
-
-
Chineke ga-echebe ndị ya
-
‘Chineke ga-agba ndị iro akụ́’ (7)
-
-
-
-
Ọbụ abụ rịọrọ ka e nyere ya aka ngwa ngwa
-
“Mee ngwa ngwa nyere m aka” (5)
-
-
-
-
Chineke na-ekpe ikpe ziri ezi
-
Ndị ajọ omume ga-aṅụ iko mmanya Jehova bu (8)
-
-
-
-
Zayọn bụ obodo ezi Chineke
-
Ndị a mụrụ na Zayọn (4-6)
-
-
-
-
Jehova bụ Onye nzọpụta na-ekpe ikpe ziri ezi
-
Jehova egosila na ọ bụ onye nzọpụta (2, 3)
-
-
-
-
A gwara mba niile ka ha too Jehova
-
Ịhụnanya Chineke dị ukwuu (2)
-
-
-
-
Ọbụ abụ ji okwu Chineke kpọrọ ihe
-
‘Olee otú ndị na-eto eto ga-esi ebi ndụ dị mma?’ (9)
-
“Ihe ndị ị na-echetara m na-eme m obi ụtọ” (24)
-
“M ji iwu gị kpọrọ ihe nke ukwuu” (97)
-
“M na-aghọta ihe karịa ndị nkụzi m niile” (99)
-
“Okwu gị bụ ọkụ m ji ahụ ebe m na-azọnye ụkwụ” (105)
-
“Okwu gị niile bụ eziokwu” (160)
-
Udo na-adịrị ndị ji iwu gị kpọrọ ihe (165)
-
-
-
-
A lụsoro ọbụ abụ ọgụ, ma e merighị ya
-
E mechuru ndị kpọrọ Zayọn asị ihu (5)
-
-
-
-
Afọ juru ọbụ abụ ka nwatakịrị a kwụsịrị ara
-
Ọ naghị achọ oké ihe (1)
-
-
-
-
Toonụ Chineke n’abalị
-
“Bụrụnụ ndị dị nsọ mgbe unu na-eweli aka unu” (2)
-
-