Akwụkwọ Abụ Solomọn
Isi
Ihe Ndị Dị na Ya
-
NWA AGBỌGHỌ SHULEM NỌ N’EBE EZE SOLOMỌN MARA ỤLỌIKWUU (1:1–3:5)
-
-
Abụ kacha abụ niile (1)
-
(2-7)
Nwa agbọghọ Shulem -
Ụmụ nwaanyị Jeruselem (8)
-
Eze (9-11)
-
“Anyị ga-eji ọlaedo rụọrọ gị ọla e ji achọ mma” (11)
-
-
Nwa agbọghọ Shulem (12-14)
-
‘Onye m hụrụ n’anya dị ka akpa mea na-esi ísì ọma’ (13)
-
-
Onye na-azụ atụrụ (15)
-
“Onye m hụrụ n’anya, ị mara mma”
-
-
Nwa agbọghọ Shulem (16, 17)
-
“Onye m hụrụ n’anya, ị mara mma” (16)
-
-
-
-
MGBE NWA AGBỌGHỌ SHULEM NỌ NA JERUSELEM (3:6–8:4)
-
-
Ụmụ nwaanyị Zayọn (6-11)
-
A kọrọ otú e si ebugharị Solomọn
-
-
-
-
NWA AGBỌGHỌ SHULEM LỌTARA. Ọ GBANWEBEGHỊ OBI YA (8:5-14)
-
-
Ụmụnne nwoke nwa agbọghọ Shulem (5a)
-
‘Ònye bụ onye a konyere onye ọ hụrụ n’anya aka?’
-
-
Nwa agbọghọ Shulem (5b-7)
-
“Ịhụnanya siri ike ka ọnwụ” (6)
-
-
Ụmụnne nwoke nwa agbọghọ Shulem (8, 9)
-
“Ọ bụrụ na ọ bụ mgbidi, . . . ma ọ bụrụ na ọ bụ ibo ụzọ, . . .” (9)
-
-
Nwa agbọghọ Shulem (10-12)
-
“Abụ m mgbidi” (10)
-
-
Onye na-azụ atụrụ (13)
-
‘Mee ka m nụ olu gị’
-
-
Nwa agbọghọ Shulem (14)
-
“Gbara ọsọ bịa ka ele”
-
-
-