GOSI M NKE Akwụkwọ Baịbụl Jenesis Ọpụpụ Levitikọs Ọnụ Ọgụgụ Diuterọnọmi Joshụa Ndị Ikpe Rut 1 Samuel 2 Samuel 1 Ndị Eze 2 Ndị Eze 1 Ihe E Mere 2 Ihe E Mere Ezra Nehemaya Esta Job Abụ Ọma Ilu Ekliziastis Abụ Solomọn Aịzaya Jeremaya Abụ Ákwá Ezikiel Daniel Hosia Joel Emọs Obedaya Jona Maịka Nehọm Habakọk Zefanaya Hagaị Zekaraya Malakaị Matiu Mak Luk Jọn Ọrụ Ndịozi Ndị Rom 1 Ndị Kọrịnt 2 Ndị Kọrịnt Ndị Galeshia Ndị Efesọs Ndị Filipaị Ndị Kọlọsi 1 Ndị Tesalonaịka 2 Ndị Tesalonaịka 1 Timoti 2 Timoti Taịtọs Faịlimọn Ndị Hibru Jems 1 Pita 2 Pita 1 Jọn 2 Jọn 3 Jọn Jud Mkpughe Isiokwu 1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 18 19 20 21 22 23 24 25 26 27 28 29 30 31 32 33 34 Akwụkwọ Diuterọnọmi Isi 1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 18 19 20 21 22 23 24 25 26 27 28 29 30 31 32 33 34 Ihe Ndị Dị na Ya 1 Ndị Izrel si n’Ugwu Horeb pụọ (1-8) A họpụtara ndị isi na ndị ikpe (9-18) Ndị Izrel nupụrụ isi na Kedesh-bania (19-46) Ha ekweghị abanye n’ala ahụ (26-33) Ha emerighị ndị Kenan (41-46) 2 Ndị Izrel gagharịrị n’ala ịkpa afọ iri atọ na asatọ (1-23) Ndị Izrel meriri Saịhọn Eze Heshbọn (24-37) 3 Ndị Izrel meriri Ọg Eze Beshan (1-7) E kere ala dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Jọdan (8-20) A gwara Joshụa ka ọ ghara ịtụ egwu (21, 22) Mosis agaghị abanye n’ala ahụ (23-29) 4 A gwara ndị Izrel ka ha rubere Chineke isi (1-14) Unu echefula ihe ndị Chineke mere (9) Jehova chọrọ ka a na-efe naanị ya (15-31) E nweghị Chineke ọzọ ma e wepụ Jehova (32-40) Obodo mgbaba ndị dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Jọdan (41-43) Iwu Mosis nyere ndị Izrel (44-49) 5 Ndụ Jehova na ndị Izrel gbara na Horeb (1-5) E chetaara ndị Izrel Iwu Iri ahụ (6-22) Ndị Izrel tụrụ egwu n’Ugwu Saịnaị (23-33) 6 Jiri obi gị niile hụ Jehova n’anya (1-9) “Nụrụ, Izrel” (4) Ndị mụrụ ụmụ kwesịrị ịkụziri ụmụ ha ihe (6, 7) Echefula Jehova (10-15) Anwala Jehova ọnwụnwa (16-19) Ihe ndị Izrel ga-akọrọ ụmụ ha (20-25) 7 Mba asaa ndị Izrel ga-ebibi (1-6) Ihe mere Chineke ji họrọ ndị Izrel (7-11) Irube isi ga-eme ka ihe gaziere ndị Izrel (12-26) 8 E chetaara ndị Izrel ihe ọma Jehova meere ha (1-9) “Ọ bụghị naanị achịcha ga-eme ka mmadụ dị ndụ” (3) Unu echefula Jehova (10-20) 9 Ihe mere e ji nye ndị Izrel ala ahụ (1-6) Ndị Izrel kpasuru Jehova iwe ugboro anọ (7-29) Nwa ehi ọlaedo (7-14) Mosis rịọchiteere ha arịrịọ (15-21, 25-29) Ugboro atọ ọzọ ha kpasuru Chineke iwe (22) 10 Mosis wapụtara mbadamba nkume abụọ ọzọ (1-11) Ihe Jehova chọrọ (12-22) Tụọ egwu Jehova, hụkwa ya n’anya (12) 11 Unu ahụla otú Jehova si dị ukwuu (1-7) Otú Ala Nkwa ahụ dị (8-12) Uru irube isi ga-abara ndị Izrel (13-17) Ndị Izrel kwesịrị ime ka okwu Chineke bamie n’obi ha (18-25) ‘Ngọzi na ọbụbụ ọnụ’ (26-32) 12 Ndị Izrel ga-efe Chineke n’ebe ọ họọrọ (1-14) Ndị Izrel nwere ike iri anụ, ma ha agaghị eri ọbara (15-28) Unu ekwela ka a rata unu ife chi ọzọ (29-32) 13 Ihe a ga-eme ndị chọrọ ime ka ndị Izrel fee chi ọzọ (1-18) 14 Ihe ndị a na-ekwesịghị ime mgbe a na-eru uju (1, 2) Anụ ndị dị ọcha e nwere ike iri na ndị na-adịghị ọcha (3-21) A ga-enye Jehova otu ụzọ n’ụzọ iri (22-29) 15 Ná ngwụcha afọ asaa ọ bụla, ndị Izrel ga-akagbu ụgwọ e ji ha (1-6) Inyere ndị ogbenye aka (7-11) N’afọ asaa ọ bụla, a ga-ahapụ ndị ohu ka ha nwere onwe ha (12-18) A ga-eji ihe kpọpuo ohu ntị (16, 17) A ga-edo anụ ọ bụla e bụ ụzọ mụọ nsọ (19-23) 16 Ememme Ngabiga; Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko (1-8) Ememme Izu (9-12) Ememme Ụlọ Ndò (13-17) Ịhọpụta ndị ikpe (18-20) Ihe a na-ekwesịghị ife ofufe (21, 22) 17 E kwesịghị iji ihe nwere nkwarụ achụ àjà (1) Ihe a ga-eme onye fere chi ọzọ (2-7) Ihe a ga-eme ma okwu sie ike ikpebi (8-13) Ihe eze ndị Izrel kwesịrị ime (14-20) Eze ga-edepụtara onwe ya Iwu Chineke (18) 18 Òkè ndị nchụàjà na ndị Livaị (1-8) Ime mgbaasị adịghị mma (9-14) Onye amụma nke dị ka Mosis (15-19) Otú e si amata ndị amụma ụgha (20-22) 19 Ikpe ọbara ịma mmadụ nakwa obodo mgbaba (1-13) E kwesịghị iwela ihe e ji kpaa ókè azụ (14) Ịgba akaebe mgbe a na-ekpe ikpe (15-21) A ga-eji akaebe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ bie okwu (15) 20 Iwu e nyere ndị Izrel gbasara ịga agha (1-20) Ndị na-agaghị aga agha (5-9) 21 Ihe a ga-eme ma ọ bụrụ na a maghị onye gburu mmadụ (1-9) Ihe onye Izrel ga-eme ma ọ chọọ ịlụ nwaanyị a dọtara n’agha (10-14) Ihe ruuru ọkpara (15-17) Ihe a ga-eme nwa na-eme isi ike (18-21) Onye a kwụwara n’osisi bụ onye a bụrụ ọnụ (22, 23) 22 Ihe mmadụ ga-emere anụmanụ onye agbata obi ya (1-4) Nwaanyị ekwesịghị iyi ákwà nwoke (5) Imere ụmụ anụmanụ ebere (6, 7) Ịrụbichi ihe n’elu ụlọ (8) Ihe ndị na-ekwesịghị ịgakọ (9-11) Ndị Izrel ga-adụnye ihe dị yọrị yọrị n’isi ákwà ha (12) Iwu e nyere gbasara inwe mmekọahụ na-ekwesịghị ekwesị (13-30) 23 Ndị na-ekwesịghị iso n’ọgbakọ Chineke (1-8) Ihe ndị Izrel ga-eme ka ebe ha mara ụlọikwuu dị ọcha (9-14) Ihe a ga-eme ohu gbapụrụ n’aka nna ya ukwu (15, 16) E nweghị onye Izrel ga-abụ akwụna (17, 18) Ịna ọmụrụ nwa na imezu nkwa (19-23) Ihe onye na-agafe n’ubi mmadụ nwere ike iri (24, 25) 24 Alụmdi na nwunye na ịgba alụkwaghịm (1-5) E kwesịrị iji ndụ kpọrọ ihe (6-9) Ichebara ndị ogbenye echiche (10-18) Iwu e nyere gbasara iwere ihe fọrọ n’ubi (19-22) 25 Ọnụ ụtarị ole e nwere ike ịpịa mmadụ (1-3) Ekechila ọnụ ehi mgbe ọ na-azọcha ọka (4) Mmadụ ikuchi nwunye nwanne ya nwoke (5-10) A gaghị anwụchi nwoke na-alụ ọgụ n’ihe o ji bụrụ nwoke (11, 12) Ezigbo ihe e ji atụ̀ ihe (13-16) Ndị Izrel kwesịrị ibibi ndị Amalek (17-19) 26 Ndị Izrel ga-enye mkpụrụ mbụ ha (1-11) Otu ụzọ n’ụzọ iri a ga-enye n’afọ nke atọ (12-15) Ndị Izrel bụụrụ Jehova ndị pụrụ iche (16-19) 27 A ga-ede Iwu ahụ na nkume (1-10) Ndị ga-eguzo n’Ugwu Gerizim na n’Ugwu Ịbal (11-14) Ọnụ a ga-abụ ndị mere ihe ọjọọ (15-26) 28 Ihe ọma ndị ga-abịara ndị rubere isi (1-14) Ihe ọjọọ ndị ga-eme ndị nupụrụ isi (15-68) 29 Ndụ Chineke na ndị Izrel gbara na Moab (1-13) A dọrọ ndị Izrel aka ná ntị ka ha ghara inupụ isi (14-29) Ihe ndị e zoro ezo na ndị nke e mere ka a mata (29) 30 Ndị Izrel ga-alọghachikwute Jehova (1-10) Iwu Jehova esighị oké ike (11-14) Ndị Izrel ga-ahọrọ ndụ ma ọ bụ ọnwụ (15-20) 31 Mgbe oge Mosis ga-anwụ ruwere (1-8) Mgbe a ga na-agụrụ ndị Izrel Iwu ahụ (9-13) E mere Joshụa onye ndú (14, 15) E buru amụma na ndị Izrel ga-enupụ isi (16-30) Abụ a ga-akụziri ndị Izrel (19, 22, 30) 32 Abụ Mosis (1-47) Jehova bụ Oké Nkume anyị (4) Ndị Izrel chefuru Oké Nkume ha (18) “Ọ bụ m ga-abọ ọbọ” (35) “Unu mba niile, soronụ ndị ya ṅụrịa ọṅụ” (43) Mosis ga-anwụ n’Ugwu Nibo (48-52) 33 Mosis gọziri ebo dị iche iche (1-29) Ogwe aka Jehova “nke na-adịru mgbe ebighị ebi” (27) 34 Jehova gosiri Mosis ala ahụ (1-4) Mosis nwụrụ (5-12) Laghachi Gaa n'Ọzọ Bipụta Ya Zigara Ya Onye Ọzọ Zigara Ya Onye Ọzọ Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Diuterọnọmi BAỊBỤL NSỌ NKE NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ (NKE E DEGHARỊRỊ N'AFỌ 2021) Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Diuterọnọmi Igbo Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Diuterọnọmi https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1001061100/univ/wpub/1001061100_univ_sqr_xl.jpg nwt Diuterọnọmị p. 299-301