GOSI M NKE Akwụkwọ Baịbụl Jenesis Ọpụpụ Levitikọs Ọnụ Ọgụgụ Diuterọnọmi Joshụa Ndị Ikpe Rut 1 Samuel 2 Samuel 1 Ndị Eze 2 Ndị Eze 1 Ihe E Mere 2 Ihe E Mere Ezra Nehemaya Esta Job Abụ Ọma Ilu Ekliziastis Abụ Solomọn Aịzaya Jeremaya Abụ Ákwá Ezikiel Daniel Hosia Joel Emọs Obedaya Jona Maịka Nehọm Habakọk Zefanaya Hagaị Zekaraya Malakaị Matiu Mak Luk Jọn Ọrụ Ndịozi Ndị Rom 1 Ndị Kọrịnt 2 Ndị Kọrịnt Ndị Galeshia Ndị Efesọs Ndị Filipaị Ndị Kọlọsi 1 Ndị Tesalonaịka 2 Ndị Tesalonaịka 1 Timoti 2 Timoti Taịtọs Faịlimọn Ndị Hibru Jems 1 Pita 2 Pita 1 Jọn 2 Jọn 3 Jọn Jud Mkpughe Isiokwu 1 2 3 4 5 6 7 8 9 Akwụkwọ Emọs Isi 1 2 3 4 5 6 7 8 9 Ihe Ndị Dị na Ya 1 Jehova gwara Emọs ihe ọ ga-ebu n’amụma (1, 2) Obodo ndị a ga-ata ahụhụ maka isi ha nupụụrụ Jehova ugboro ugboro (3-15) Siria (3-5), Filistia (6-8), Taya (9, 10), Ịdọm (11, 12), Amọn (13-15) 2 Obodo ndị a ga-ata ahụhụ maka isi ha nupụụrụ Jehova ugboro ugboro (1-16) Moab (1-3), Juda (4, 5), Izrel (6-16) 3 Emọs gwara ndị Izrel ihe Chineke ga-eme ha (1-8) Chineke na-eme ka ndị amụma ya mata ihe ọ na-achọghị ka ndị ọzọ mata (7) Ahụhụ Chineke ga-ata Sameria (9-15) 4 Ahụhụ a ga-ata ụmụ nwaanyị ndị dị ka ehi Beshan (1-3) Jehova kwara ndị Izrel emo maka na ha na-efe arụsị (4, 5) Ndị Izrel ekweghị alọghachikwute Jehova (6-13) “Jikere ka gị na Chineke gị hụ” (12) ‘Chineke na-agwa ụmụ mmadụ ihe dị ya n’obi’ (13) 5 Izrel adaala (1-3) Chọọnụ Chineke ka unu wee dịrị ndụ (4-17) Kpọọnụ ihe ọjọọ asị, hụkwanụ ezi ihe n’anya (15) Ụbọchị Jehova ga-abụ ụbọchị ọchịchịrị (18-27) Jehova anabataghị àjà ndị Izrel nọ na-achụrụ ya (22) 6 Ndị tụkwasịrị onwe ha obi ga-ata ahụhụ (1-14) Àkwà ndị e ji ọdụ́ rụọ na efere ndị e ji aṅụ mmanya (4, 6) 7 Ọhụụ ndị gosiri na oge a ga-ebibi Izrel adịla nso (1-9) Igurube (1-3), ọkụ (4-6), eriri e ji ama ma ihe ọ̀ kwụ ọtọ (7-9) Amazaya gwara Emọs ka ọ kwụsị ibu amụma na Sameria (10-17) 8 Ọhụụ Emọs hụrụ gbasara nkata mkpụrụ osisi mịrị n’oge ọkọchị (1-3) Jehova mara ndị na-azọgbu ụmụ ogbenye ikpe (4-14) A ga-enwe agụụ ịnụ okwu Chineke (11) 9 O nweghị onye ga-agbanahụli ikpe Chineke (1-10) Jehova ga-ebuli ụlọ ndò Devid elu (11-15) Laghachi Gaa n'Ọzọ Bipụta Ya Zigara Ya Onye Ọzọ Zigara Ya Onye Ọzọ Emọs—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A BAỊBỤL NSỌ NKE NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ (NKE E DEGHARỊRỊ N'AFỌ 2021) Emọs—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A Igbo Emọs—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1001061100/univ/wpub/1001061100_univ_sqr_xl.jpg nwt Emọs p. 1378-1379