Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Akwụkwọ Hagaị

Isi

1 2

Ihe Ndị Dị na Ya

  • 1

    • Chineke bara mba maka na a hapụrụ ịrụghachi ụlọ nsọ ya (1-11)

      • ‘Ugbu a ọ̀ bụ oge ibi n’ụlọ e ji osisi mara mma rụọ?’ (4)

      • “Chebaranụ ihe unu na-eme echiche” (5)

      • Ha na-akụ mkpụrụ buru ibu ma na-eweta ihe dị obere n’ubi (6)

    • Ndị mmadụ gere ntị n’olu Jehova (12-15)

  • 2

    • Ebube ga-ejupụta n’ụlọ nsọ nke abụọ (1-9)

      • A ga-eme ka mba niile maa jijiji (7)

      • Ihe ndị bara ezigbo uru nke mba niile ga-abata (7)

    • A ga-agọzi ha maka ịrụghachi ụlọ nsọ (10-19)

      • Ihe dị nsọ enweghị ike ime ka ihe na-adịghị ọcha dị nsọ (10-14)

    • Ozi e ziri Zerubabel (20-23)

      • ‘M ga-eme ka ị dị ka mgbaaka e ji aka ihe akara’ (23)