GOSI M NKE Akwụkwọ Baịbụl Jenesis Ọpụpụ Levitikọs Ọnụ Ọgụgụ Diuterọnọmi Joshụa Ndị Ikpe Rut 1 Samuel 2 Samuel 1 Ndị Eze 2 Ndị Eze 1 Ihe E Mere 2 Ihe E Mere Ezra Nehemaya Esta Job Abụ Ọma Ilu Ekliziastis Abụ Solomọn Aịzaya Jeremaya Abụ Ákwá Ezikiel Daniel Hosia Joel Emọs Obedaya Jona Maịka Nehọm Habakọk Zefanaya Hagaị Zekaraya Malakaị Matiu Mak Luk Jọn Ọrụ Ndịozi Ndị Rom 1 Ndị Kọrịnt 2 Ndị Kọrịnt Ndị Galeshia Ndị Efesọs Ndị Filipaị Ndị Kọlọsi 1 Ndị Tesalonaịka 2 Ndị Tesalonaịka 1 Timoti 2 Timoti Taịtọs Faịlimọn Ndị Hibru Jems 1 Pita 2 Pita 1 Jọn 2 Jọn 3 Jọn Jud Mkpughe Isiokwu 1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 18 19 20 21 Ozi Ọma Jọn Dere Isi 1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 18 19 20 21 Ihe Ndị Dị na Ya 1 Okwu ahụ ghọrọ anụ ahụ́ (1-18) Àmà Jọn Onye Na-eme Baptizim gbara (19-28) Jizọs bụ Nwa Atụrụ Chineke (29-34) Ndị mbụ sowere ụzọ Jizọs (35-42) Filip na Nataniel (43-51) 2 Agbamakwụkwọ na Kena; mmiri ghọrọ mmanya (1-12) Jizọs mere ka ụlọ nsọ dị ọcha (13-22) Jizọs ma ihe dị mmadụ n’obi (23-25) 3 Jizọs na Nikọdimọs (1-21) Ịmụ mmadụ ọzọ (3-8) Chineke hụrụ ụwa n’anya (16) Àmà ikpeazụ Jọn gbara banyere Jizọs (22-30) Onye ahụ nke si n’elu bịa (31-36) 4 Jizọs na nwaanyị Sameria (1-38) Fee Chineke “n’ime mmụọ na n’eziokwu” (23, 24) Ọtụtụ ndị Sameria kweere na Jizọs (39-42) Jizọs gwọrọ nwa otu nwoke na-ejere eze ozi (43-54) 5 Jizọs gwọrọ otu nwoke na Betzeta (1-18) Ikike Jizọs nwere si n’aka Nna ya (19-24) Ndị nwụrụ anwụ ga-anụ olu Jizọs (25-30) Àmà ndị a gbara banyere Jizọs (31-47) 6 Jizọs nyere puku ụmụ nwoke ise nri (1-15) Jizọs jere ije n’elu mmiri (16-21) Jizọs bụ “achịcha na-enye ndụ” (22-59) Okwu Jizọs mere ka ọtụtụ ndị kwụsị iso ya (60-71) 7 Jizọs gara Ememme Ụlọikwuu (1-13) Jizọs kụziri ihe n’ememme (14-24) Ndị mmadụ kwuru ihe dị iche iche banyere Kraịst (25-52) 8 Chineke na-agba àmà banyere Jizọs (12-30) Jizọs bụ “ìhè nke ụwa” (12) Ụmụ Ebreham (31-41) ‘Eziokwu ga-eme ka unu nwere onwe unu’ (32) Ụmụ Ekwensu (42-47) Jizọs na Ebreham (48-59) 9 Jizọs mere ka nwoke kpuru ìsì malite mgbe a mụrụ ya hụwa ụzọ (1-12) Ndị Farisii gbara nwoke kpuburu ìsì ajụjụ (13-34) Ndị Farisii kpuru ìsì (35-41) 10 Onye ọzụzụ atụrụ na ìgwè atụrụ ya (1-21) Jizọs bụ ezigbo onye ọzụzụ atụrụ (11-15) ‘Enwere m atụrụ ọzọ’ (16) Ndị Juu jụrụ Jizọs ajụjụ n’Ememme Inyefe Chineke Ụlọ (22-39) Ọtụtụ ndị Juu ekweghị na Jizọs (24-26) “Atụrụ m na-anụ olu m” (27) Ọkpara ahụ na Nna ya dị n’otu (30, 38) Ọtụtụ ndị nọ n’ofe Jọdan kweere na Jizọs (40-42) 11 Ọnwụ Lazarọs (1-16) Jizọs kasiri Mata na Meri obi (17-37) Jizọs kpọlitere Lazarọs n’ọnwụ (38-44) A gbara izu igbu Jizọs (45-57) 12 Meri tere Jizọs mmanụ n’ụkwụ (1-11) Jizọs banyere Jeruselem ka eze (12-19) Jizọs kwuru banyere ọnwụ ya (20-37) Enweghị okwukwe ndị Juu mezuru amụma (38-43) Jizọs bịara ịzọpụta ụwa (44-50) 13 Jizọs sara ụkwụ ndị na-eso ụzọ ya (1-20) Jizọs kwuru na ọ bụ Judas ga-arara ya nye (21-30) Iwu ọhụrụ (31-35) “Ọ bụrụ na unu hụrụ ibe unu n’anya” (35) Jizọs kwuru na Pita ga-agọnahụ ya (36-38) 14 Ọ bụ naanị na Jizọs ka e si agakwuru Nna ya (1-14) “Ọ bụ m bụ ụzọ na eziokwu na ndụ” (6) Jizọs kwere nkwa izite mmụọ nsọ (15-31) “Nna m ka m ukwuu” (28) 15 Ihe atụ ezigbo osisi vaịn (1-10) Hụnụ ibe unu n’anya otú Kraịst hụrụ unu n’anya (11-17) ‘E nweghị ịhụnanya karịrị nke a’ (13) Ụwa kpọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs asị (18-27) 16 E nwere ike igbu ndị na-eso ụzọ Jizọs (1-4a) Ihe mmụọ nsọ ga-eme (4b-16) Ndị na-eso ụzọ Jizọs ga-akwụsị iru uju (17-24) Jizọs meriri ụwa (25-33) 17 Ekpere ikpeazụ Jizọs kpere mgbe ya na ndịozi ya nọ (1-26) Ịmata Chineke ga-eme ka e nweta ndụ ebighị ebi (3) Ndị Kraịst abụghị nke ụwa (14-16) “Okwu gị bụ eziokwu” (17) ‘Emeela m ka a mara aha gị’ (26) 18 Judas raara Jizọs nye (1-9) Pita gburu mmadụ mma (10, 11) A kpụgara Jizọs na nke Anas (12-14) Agọ nke mbụ Pita gọrọ (15-18) Mgbe Jizọs nọ n’ihu Anas (19-24) Agọ nke abụọ na nke atọ Pita gọrọ (25-27) Mgbe Jizọs nọ n’ihu Paịlet (28-40) “Alaeze m abụghị nke ụwa a” (36) 19 A pịara Jizọs ihe, jirikwa ya mee ihe ọchị (1-7) Paịlet jụrụ Jizọs ajụjụ ọzọ (8-16a) A kpọgidere Jizọs n’osisi na Gọlgọta (16b-24) Jizọs nyefere nne ya n’aka onye na-eso ụzọ ya (25-27) Ọnwụ Jizọs (28-37) Olili Jizọs (38-42) 20 Ili Jizọs gheere oghe (1-10) Jizọs pụtara n’ihu Meri Magdalin (11-18) Jizọs pụtara n’ihu ndị na-eso ụzọ ya (19-23) Tọmọs rụrụ ụka, mechaa kweta (24-29) Ihe mere e ji dee akwụkwọ mpịakọta a (30, 31) 21 Jizọs pụtara n’ihu ndị na-eso ụzọ ya (1-14) Pita kwuru na ya hụrụ Jizọs n’anya (15-19) “Na-enye ụmụ atụrụ m nri” (17) Ihe Jizọs kwuru gbasara onye na-eso ụzọ ya ọ hụrụ n’anya (20-23) Okwu mmechi (24, 25) Laghachi Gaa n'Ọzọ Bipụta Ya Zigara Ya Onye Ọzọ Zigara Ya Onye Ọzọ Jọn—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A BAỊBỤL NSỌ NKE NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ (NKE E DEGHARỊRỊ N'AFỌ 2021) Jọn—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A Igbo Jọn—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1001061100/univ/wpub/1001061100_univ_sqr_xl.jpg nwt Jọn p. 1577-1578