GOSI M NKE Akwụkwọ Baịbụl Jenesis Ọpụpụ Levitikọs Ọnụ Ọgụgụ Diuterọnọmi Joshụa Ndị Ikpe Rut 1 Samuel 2 Samuel 1 Ndị Eze 2 Ndị Eze 1 Ihe E Mere 2 Ihe E Mere Ezra Nehemaya Esta Job Abụ Ọma Ilu Ekliziastis Abụ Solomọn Aịzaya Jeremaya Abụ Ákwá Ezikiel Daniel Hosia Joel Emọs Obedaya Jona Maịka Nehọm Habakọk Zefanaya Hagaị Zekaraya Malakaị Matiu Mak Luk Jọn Ọrụ Ndịozi Ndị Rom 1 Ndị Kọrịnt 2 Ndị Kọrịnt Ndị Galeshia Ndị Efesọs Ndị Filipaị Ndị Kọlọsi 1 Ndị Tesalonaịka 2 Ndị Tesalonaịka 1 Timoti 2 Timoti Taịtọs Faịlimọn Ndị Hibru Jems 1 Pita 2 Pita 1 Jọn 2 Jọn 3 Jọn Jud Mkpughe Isiokwu 1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 18 19 20 21 22 23 24 Akwụkwọ Joshụa Isi 1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 18 19 20 21 22 23 24 Ihe Ndị Dị na Ya 1 Jehova gbara Joshụa ume (1-9) Na-agụ Iwu Chineke, na-atụgharịkwa uche na ya (8) Ndị Izrel na-akwadebe ịgafe Osimiri Jọdan (10-18) 2 Joshụa ziri ụmụ nwoke abụọ ka ha gaa nyopụta otú Jeriko dị (1-3) Rehab zoro ndị bịara inyopụta otú Jeriko dị (4-7) Ha kwere Rehab nkwa (8-21a) E ji ụdọ na-acha uhie uhie hụwa ụlọ ama (18) Ndị gara nyopụta otú ala Jeriko dị lọghachikwutere Joshụa (21b-24) 3 Ndị Izrel gafere Osimiri Jọdan (1-17) 4 Nkume ndị a ga-eji na-echeta ihe merenụ (1-24) 5 E biri ndị mmadụ úgwù na Gilgal (1-9) Ha mere Ememme Ngabiga; mana kwụsịrị ịda (10-12) Ọchịagha nke ụsụụ ndị agha Jehova (13-15) 6 Mgbidi Jeriko dara (1-21) E gbughị Rehab na ndị ezinụlọ ha (22-27) 7 Ndị E-aị meriri ndị Izrel (1-5) Ekpere Joshụa kpere (6-9) Mmehie mere e ji merie ndị Izrel (10-15) A gbara ihe Ekan mere n’anwụ, jiri nkume tụgbuo ya (16-26) 8 Joshụa gwara ndị agha ya ka ha zoo iji lụso ndị E-aị agha (1-13) Ndị Izrel mechara weghara E-aị (14-29) A gụpụtara Iwu Mosis n’Ugwu Ibal (30-35) 9 Ndị Gibiọn gosiri na ha ma ihe, gaa ha na ndị Izrel emee udo (1-15) E mechara mata na ndị Gibiọn ghọrọ aghụghọ (16-21) Ndị Gibiọn ga na-akpatara ndị Izrel nkụ, na-esetakwara ha mmiri (22-27) 10 Ndị Izrel gara nyere ndị Gibiọn aka n’agha (1-7) Jehova lụụrụ ndị Izrel agha (8-15) Akụ́ mmiri ígwé dagburu ndị iro ndị Izrel nọ na-agba ọsọ (11) Anyanwụ kwụụrụ otu ebe (12-14) E gburu ndị eze ise bịara ịlụso ndị Gibiọn agha (16-28) E weghaara obodo ndị dị n’ebe ndịda (29-43) 11 E weghaara obodo ndị dị n’ebe ugwu (1-15) Obodo niile Joshụa meriri (16-23) 12 Ndị eze ndị Izrel meriri n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan (1-6) Ndị eze ndị Izrel meriri n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Jọdan (7-24) 13 Ala ndị Izrel na-emeribeghị (1-7) E kere ala ndị dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan (8-14) Ala ebo Ruben ketara (15-23) Ala ebo Gad ketara (24-28) Ala ebo Manase ketara n’ebe ọwụwa anyanwụ (29-32) Ọ bụ Jehova ka ebo Livaị ketara (33) 14 E kere ala ndị dị n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Jọdan (1-5) Keleb ketara Hebrọn (6-15) 15 Ala ebo Juda ketara (1-12) Keleb nyere nwa ya nwaanyị ala (13-19) Obodo ndị dị na Juda (20-63) 16 Ala ụmụ Josef ketara (1-4) Ala ebo Ifrem ketara (5-10) 17 Ala ebo Manase ketara n’ebe ọdịda anyanwụ (1-13) Ala ọzọ ụmụ Josef ketara (14-18) 18 A nọ na Shaịlo keere ndị Izrel ala fọrọnụ (1-10) Ala ebo Benjamin ketara (11-28) 19 Ala ebo Simiọn ketara (1-9) Ala ebo Zebulọn ketara (10-16) Ala ebo Ịsaka ketara (17-23) Ala ebo Asha ketara (24-31) Ala ebo Naftalaị ketara (32-39) Ala ebo Dan ketara (40-48) Ala Joshụa ketara (49-51) 20 Obodo mgbaba dị iche iche (1-9) 21 Obodo ndị e nyere ebo Livaị (1-42) Obodo ndị e nyere ụmụ Erọn (9-19) Obodo ndị e nyere ndị fọrọ n’ụmụ Kohat (20-26) Obodo ndị e nyere ụmụ Geshọn (27-33) Obodo ndị e nyere ụmụ Meraraị (34-40) Jehova mezuru nkwa niile o kwere (43-45) 22 Ebo ndị ketara ebe ọwụwa anyanwụ lawara (1-8) A rụrụ ebe ịchụàjà n’akụkụ Osimiri Jọdan (9-12) E kwuru ihe mere e ji rụọ ebe ịchụàjà (13-29) E mere udo (30-34) 23 Okwu ikpeazụ Joshụa gwara ndị isi ndị Izrel (1-16) O nweghị ihe Jehova kwuru nke na-emezughị (14) 24 Joshụa kọọrọ ndị Izrel otú Jehova si na-edu ha kemgbe (1-13) Joshụa gbara ndị Izrel ume ka ha na-efe Jehova (14-24) “Mụ na ezinụlọ m ga-efe Jehova” (15) Joshụa na ndị Izrel gbara ndụ (25-28) Joshụa nwụrụ, e lie ya (29-31) Na Shikem ka e liri ọkpụkpụ Josef (32) Elieza nwụrụ, e lie ya (33) Laghachi Gaa n'Ọzọ Bipụta Ya Zigara Ya Onye Ọzọ Zigara Ya Onye Ọzọ Joshụa—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A BAỊBỤL NSỌ NKE NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ (NKE E DEGHARỊRỊ N'AFỌ 2021) Joshụa—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A Igbo Joshụa—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1001061100/univ/wpub/1001061100_univ_sqr_xl.jpg nwt Joshụa p. 355-356