GOSI M NKE Akwụkwọ Baịbụl Jenesis Ọpụpụ Levitikọs Ọnụ Ọgụgụ Diuterọnọmi Joshụa Ndị Ikpe Rut 1 Samuel 2 Samuel 1 Ndị Eze 2 Ndị Eze 1 Ihe E Mere 2 Ihe E Mere Ezra Nehemaya Esta Job Abụ Ọma Ilu Ekliziastis Abụ Solomọn Aịzaya Jeremaya Abụ Ákwá Ezikiel Daniel Hosia Joel Emọs Obedaya Jona Maịka Nehọm Habakọk Zefanaya Hagaị Zekaraya Malakaị Matiu Mak Luk Jọn Ọrụ Ndịozi Ndị Rom 1 Ndị Kọrịnt 2 Ndị Kọrịnt Ndị Galeshia Ndị Efesọs Ndị Filipaị Ndị Kọlọsi 1 Ndị Tesalonaịka 2 Ndị Tesalonaịka 1 Timoti 2 Timoti Taịtọs Faịlimọn Ndị Hibru Jems 1 Pita 2 Pita 1 Jọn 2 Jọn 3 Jọn Jud Mkpughe Isiokwu 1 2 3 4 5 6 7 Akwụkwọ Maịka Isi 1 2 3 4 5 6 7 Ihe Ndị Dị na Ya 1 Ihe Chineke ga-eme Sameria na Juda (1-16) Ihe kpataara ha nsogbu bụ mmehie ha na isi ha nupụrụ (5) 2 A ga-ata ndị na-emegbu ndị ọzọ ahụhụ (1-11) A kpọkọtara ndị Izrel ka ha dịrị n’otu (12, 13) Ìgwè mmadụ ga na-eme mkpọtụ n’Izrel (12) 3 Chineke katọrọ ndị ndú Izrel na ndị amụma (1-12) Mmụọ Jehova mere ka Maịka nwee ezigbo ike (8) Ndị nchụàjà na-ezi ihe iji nweta ego (11) Jeruselem ga-abụzi obodo e bibiri ebibi (12) 4 E buliri ugwu Jehova elu (1-5) Mma agha ga-abụzi mma ogè (3) ‘Anyị ga na-aza aha Jehova’ (5) Zayọn ga-esi ike ma ọ maliteghachi ịchị (6-13) 5 Otu onye ọchịchị ga-abụ onye ukwu n’ụwa niile (1-6) Onye ọchịchị ga-esi na Betlehem pụta (2) Ndị fọdụrụ n’ezinụlọ Jekọb ga-adị ka igirigi, dịkwa ka ọdụm (7-9) A ga-eme ka ala Izrel dị ọcha (10-15) 6 Ihe Jehova kwuru na ndị Izrel mere ya (1-5) Gịnị ka Jehova na-achọ n’aka anyị? (6-8) Ikpe ziri ezi, ịbụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi, ịdị umeala n’obi (8) Mmehie ndị Izrel mere na ahụhụ a ga-ata ha (9-16) 7 Ọtụtụ ihe ọjọọ ndị Izrel mere (1-6) Ndị ezinụlọ mmadụ bụ ndị iro ya (6) “M ga-echere Chineke” (7) Chineke kpepụtara ndị ya (8-13) Maịka rịọrọ Chineke arịrịọ, tookwa ya (14-20) Ihe Jehova zara Maịka (15-17) ‘Olee Chi dị ka Jehova?’ (18) Laghachi Gaa n'Ọzọ Bipụta Ya Zigara Ya Onye Ọzọ Zigara Ya Onye Ọzọ Maịka—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A BAỊBỤL NSỌ NKE NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ (NKE E DEGHARỊRỊ N'AFỌ 2021) Maịka—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A Igbo Maịka—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1001061100/univ/wpub/1001061100_univ_sqr_xl.jpg nwt Maịka p. 1396