GOSI M NKE Akwụkwọ Baịbụl Jenesis Ọpụpụ Levitikọs Ọnụ Ọgụgụ Diuterọnọmi Joshụa Ndị Ikpe Rut 1 Samuel 2 Samuel 1 Ndị Eze 2 Ndị Eze 1 Ihe E Mere 2 Ihe E Mere Ezra Nehemaya Esta Job Abụ Ọma Ilu Ekliziastis Abụ Solomọn Aịzaya Jeremaya Abụ Ákwá Ezikiel Daniel Hosia Joel Emọs Obedaya Jona Maịka Nehọm Habakọk Zefanaya Hagaị Zekaraya Malakaị Matiu Mak Luk Jọn Ọrụ Ndịozi Ndị Rom 1 Ndị Kọrịnt 2 Ndị Kọrịnt Ndị Galeshia Ndị Efesọs Ndị Filipaị Ndị Kọlọsi 1 Ndị Tesalonaịka 2 Ndị Tesalonaịka 1 Timoti 2 Timoti Taịtọs Faịlimọn Ndị Hibru Jems 1 Pita 2 Pita 1 Jọn 2 Jọn 3 Jọn Jud Mkpughe Isiokwu 1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 18 19 20 21 Akwụkwọ Ndị Ikpe Isi 1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 18 19 20 21 Ihe Ndị Dị na Ya 1 Juda na Simiọn meriri n’agha (1-20) A chụpụghị ndị Jebus bi na Jeruselem (21) Ezinụlọ Josef weghaara Betel (22-26) A chụpụchaghị ndị Kenan (27-36) 2 Mmụọ ozi Jehova dọrọ ndị Izrel aka ná ntị (1-5) Ọnwụ Joshụa (6-10) Jehova nyere ndị Izrel ndị ikpe ga-azọpụta ha (11-23) 3 Jehova nwalere ndị Izrel (1-6) Ọtniel bụ onye mbụ kpere ndị Izrel ikpe (7-11) Onyeikpe aha ya bụ Ehud gburu Eze Eglọn (12-30) Onyeikpe aha ya bụ Shamga (31) 4 Eze ndị Kenan bụ́ Jebin mesiri ndị Izrel ike (1-3) Debora onye amụma nwaanyị na Berak (4-16) Jeel gburu ọchịagha aha ya bụ Sisera (17-24) 5 Abụ mmeri Debora na Berak bụrụ (1-31) Kpakpando lụsoro Sisera agha (20) Iyi Kaịshọn bufuru ndị iro (21) Ndị hụrụ Jehova n’anya na-acha ka anyanwụ (31) 6 Ndị Midian mesiri ndị Izrel ike (1-10) Mmụọ ozi gwara Gidiọn na Jehova nọnyeere ya (11-24) Gidiọn kwaturu ebe ịchụàjà Bel (25-32) Chineke wụkwasịrị Gidiọn mmụọ ya (33-35) Gidiọn ji ajị anụ mata ihe ga-eme (36-40) 7 Gidiọn na narị ụmụ nwoke atọ ya (1-8) Ndị agha Gidiọn meriri ndị Midian (9-25) “Mma agha Jehova na nke Gidiọn!” (20) E nwere ọgba aghara n’ụlọikwuu ndị Midian (21, 22) 8 Ndị Ifrem sesara Gidiọn okwu (1-3) A chụrụ ndị eze Midian ọsọ, gbuo ha (4-21) Gidiọn ekweghị abụ eze (22-27) Ihe a kọrọ gbasara Gidiọn na ezinụlọ ya (28-35) 9 E chiri Abimelek eze na Shikem (1-6) Ilu Jotam tụrụ (7-21) Abimelek chịrị ọchịchị aka ike (22-33) Abimelek lụsoro Shikem agha (34-49) Otu nwaanyị kụriri Abimelek isi; ya anwụọ (50-57) 10 Ndị ikpe aha ha bụ Tola na Jeya (1-5) Ndị Izrel nupụụrụ Chineke isi, mechaa chegharịa (6-16) Ndị Amọn bịara ịlụso ndị Izrel agha (17, 18) 11 A chụpụrụ Jefta, e mechaa ya abụrụ onyeisi (1-11) Jefta zigaara eze ndị Amọn ozi (12-28) Nkwa Jefta kwere; ada ya nwaanyị (29-40) Ada Jefta alụghị di (38-40) 12 Jefta na ndị Ifrem lụrụ agha (1-7) A gwara ndị Ifrem ka ha kpọọ “Shibolet” (6) Ndị ikpe aha ha bụ Ibzan, Ịlọn, na Abdọn (8-15) 13 Mmụọ ozi bịakwutere Manoa na nwunye ya (1-23) A mụrụ Samsịn (24, 25) 14 Samsịn chọrọ ịlụ nwaanyị Filistia (1-4) Mmụọ Jehova mere ka Samsịn gbuo ọdụm (5-9) Ilu Samsịn tụrụ n’agbamakwụkwọ ya (10-19) A kpọọrọ nwunye Samsịn kpọnye nwoke ọzọ (20) 15 Samsịn bọrọ ọbọ n’isi ndị Filistia (1-20) 16 Samsịn gara Gaza (1-3) Samsịn na Delaịla (4-22) Ọbọ Samsịn bọrọ n’isi ndị Filistia na ọnwụ ya (23-31) 17 Arụsị Maịka na onye nchụàjà ya (1-13) 18 Ebo Dan chọwara ala (1-31) E buuru arụsị Maịka, kpọrọkwa onye nchụàjà ya (14-20) E weghaara Leyish, kpọzie ya Dan (27-29) E fewere arụsị na Dan (30, 31) 19 Ndị ebo Benjamin dinara otu nwaanyị n’ike na Gibia (1-30) 20 A lụsoro ndị ebo Benjamin agha (1-48) 21 Ndị Izrel ekweghị ka ebo Benjamin chie (1-25) Laghachi Gaa n'Ọzọ Bipụta Ya Zigara Ya Onye Ọzọ Zigara Ya Onye Ọzọ Ndị Ikpe—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A BAỊBỤL NSỌ NKE NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ (NKE E DEGHARỊRỊ N'AFỌ 2021) Ndị Ikpe—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A Igbo Ndị Ikpe—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1001061100/univ/wpub/1001061100_univ_sqr_xl.jpg nwt Ndị Ikpe p. 391-392