ỤLỌ NCHE Jun 2015 | Sayensị Ọ̀ Baziri Uru Karịa Baịbụl?

Ihe ndị sayensị na-ekwu ọ̀ dị iche n’ihe Baịbụl na-ekwu?

ISIOKWU TETA! A

Otú Sayensị Si Abara Gị Uru

Gịnị mere ụfọdụ ndị sayensị ji ekwu na Chineke adịghị?

ISIOKWU TETA! A

E Nwere Ọtụtụ Ihe Ndị Sayensị Na-agaghị Amatali

Ihe Carl Sagan chọpụtara gbasara ndị sayensị kemgbe ọtụtụ afọ mere ka o dee, sị: “Onye ụbụrụ na-aghọ nkọ nwere ike ịsị na ihe dị otú a na otú a, ma e mechaa, ya abụrụ na ihe ahụ adịghị otú ahụ.”

Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịna-enwe Obi Ụtọ Ma Ị Kawa Nká

Ihe isii Baịbụl kwuru ga-enyere gị aka ịna-enwe obi ụtọ ma ị kawa nká.

AKỤKỌ NDỤ

Otú Ọgbọ Asaa n’Ezinụlọ Anyị Sirila Fee Jehova

Kevin Williams kọrọ otú ndị ezinụlọ ha sirila jiri obi ha niile fee Jehova Chineke.

Ònye Bụ Onye Na-emegide Kraịst?

Ọ̀ nọ anọ kemgbe, ka ọ̀ ka ga-abịa n’ọdịnihu?

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Olee otú ị ga-esi azụ ụmụ gị ka ha baa uru?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Ọ̀ Bụ Echiche Mmadụ Ka E Dere na Baịbụl?

Chọpụta ihe Baịbụl n’onwe ya kwuru.