Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

A7-B

Ihe Ndị Mere n’Oge Jizọs Nọ n’Ụwa—Mgbe Jizọs Malitere Ozi Ya

AFỌ

EBE IHE MERE

IHE MERENỤ

MATIU

MAK

LUK

JỌN

29, dk. Ọktoba

Osimiri Jọdan, ọ ga-abụ na Betani, n’ofe Jọdan ma ọ bụ n’akụkụ ya E mere Jizọs baptizim, tee ya mmanụ; Jehova sịrị na ọ bụ Ọkpara ya nakwa na ihe Jizọs masịrị ya

3:13-17

1:9-11

3:21-38

1:32-34

Ala Ịkpa Judia

Ekwensu nwara Jizọs

4:1-11

1:12, 13

4:1-13

 

Betani, n’ofe Jọdan

Jọn Onye Na-eme Baptizim sịrị na Jizọs bụ Nwa Atụrụ Chineke; ndị mbụ ghọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs

     

1:15, 29-51

Kena nke dị na Galili; Kapaniọm

Ọrụ ebube mbụ ọ rụrụ bụ ime ka mmiri ghọọ mmanya; ọ gara Kapaniọm

     

2:1-12

30, Ememme Ngabiga

Jeruselem

O mere ka ụlọ nsọ dị ọcha

     

2:13-25

Ya na Nikọdimọs kwuru okwu

     

3:1-21

Judia; Inọn

Ọ gara n’ime ime obodo Judia, ndị na-eso ụzọ ya mere ndị mmadụ baptizim; Jọn gbara àmà ikpeazụ banyere Jizọs

     

3:22-36

Taịbirias; Judia

A tụrụ Jọn mkpọrọ; Jizọs gawara Galili

4:12; 14:3-5

6:17-20

3:19, 20

4:1-3

Saịka, nke dị na Sameria

Ọ kụziiri ndị Sameria ihe mgbe ọ na-aga Galili

     

4:4-43

Ala Ịkpa Judia