Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

A7-C

Ihe Ndị Mere n’Oge Jizọs Nọ n’Ụwa—Otú Jizọs Si Jesie Ozi Ike na Galili (Nke 1)

AFỌ

EBE IHE MERE

IHE MERENỤ

MATIU

MAK

LUK

JỌN

30

Galili

Nke mbụ Jizọs kwuru na “Alaeze eluigwe adịla nso”

4:17

1:14, 15

4:14, 15

4:44, 45

Kena; Nazaret; Kapaniọm

Ọ gwọrọ nwa onye na-ejere eze ozi; ọ gụrụ akwụkwọ mpịakọta Aịzaya; ọ gara Kapaniọm

4:13-16

 

4:16-31

4:46-54

Oké Osimiri Galili, n’ebe dị nso na Kapaniọm

Ọ kpọrọ Saịmọn, Andru, Jems, na Jọn ka ha bụrụ ndị na-eso ụzọ ya

4:18-22

1:16-20

5:1-11

 

Kapaniọm

Ọ gwọrọ nne nwunye Pita, gwọọkwa ndị ọzọ

8:14-17

1:21-34

4:31-41

 

Galili

Nke mbụ ọ gara Galili, ha anọ so ya

4:23-25

1:35-39

4:42, 43

 

Ọ gwọrọ onye ekpenta; ọtụtụ esoro ya

8:1-4

1:40-45

5:12-16

 

Kapaniọm

Ọ gwọrọ onye ahụ́ ya kpọnwụrụ

9:1-8

2:1-12

5:17-26

 

Ọ kpọrọ Matiu; o so ndị ọnaụtụ rie nri; a jụrụ ya ajụjụ gbasara ibu ọnụ

9:9-17

2:13-22

5:27-39

 

Judia

O kwusara ozi ọma n’ụlọ nzukọ

   

4:44

 

31, Ememme Ngabiga

Jeruselem

Ọ gwọrọ onye ọrịa na Betzeta; ndị Juu chọrọ igbu ya

     

5:1-47

Mgbe o si Jeruselem na-alọta (?)

Ụmụazụ ya ghọọrọ ọka n’Ụbọchị Izu Ike; Jizọs bụ “Onyenwe Ụbọchị Izu Ike”

12:1-8

2:23-28

6:1-5

 

Galili; Oké Osimiri Galili

Ọ gwọrọ nwoke aka ya kpọnwụrụ; ọtụtụ esoro ya; ọ gwọrọ ọtụtụ ndị

12:9-21

3:1-12

6:6-11

 

Ugwu dị Kapaniọm nso

Ọ họọrọ ndịozi 12

 

3:13-19

6:12-16

 

Ebe dị nso na Kapaniọm

Ọ kụziri ihe n’Ugwu

5:1–7:29

 

6:17-49

 

Kapaniọm

Ọ gwọrọ ohu onyeisi ndị agha

8:5-13

 

7:1-10

 

Nen

Ọ kpọlitere nwa nwaanyị di ya nwụrụ

   

7:11-17

 

Taịbirias; Galili (Nen ma ọ bụ ebe dị ya nso)

Jọn zigara ụmụazụ ya ka ha hụ Jizọs; e mere ka ụmụaka mara eziokwu; yok ya anaghị egbu mgbu

11:2-30

 

7:18-35

 

Galili (Nen ma ọ bụ ebe dị ya nso)

Nwaanyị mmehie wụsara Jizọs mmanụ n’ụkwụ; ihe atụ ndị ji ụgwọ

   

7:36-50

 

Galili

Nke abụọ ọ gara Galili, ha 12 so ya

   

8:1-3

 

Ịchụpụ mmụọ ọjọọ; ikwulu mmụọ nsọ

12:22-37

3:19-30

   

Ọrụ ebube a rụụrụ Jona

12:38-45

     

Nne ya na ụmụnne ya bịara; ọ sịrị na ndị na-eso ụzọ ya bụ ndị ikwu ya

12:46-50

3:31-35

8:19-21