Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

A6-B

Chaatị: Ndị Amụma na Ndị Eze E Nwere na Juda Nakwa n’Izrel (Nke 2)

Ndị Eze Chịrị Alaeze Dị n’Ebe Ndịda (Ụfọ ya)

777 T.O.N.K.

Jotam: afọ 16

762

Ehaz: afọ 16

746

Hezekaya: afọ 29

716

Manase: afọ 55

661

Emọn: afọ 2

659

Josaya: afọ 31

628

Jehoahaz: ọnwa 3

Jehoyakim: afọ 11

618

Jehoyakin: ọnwa 3 na ụbọchị 10

617

Zedekaya: afọ 11

607

Ndị agha Nebukadneza eze Babịlọn bibiri Jeruselem na ụlọ nsọ dị na ya. A chụturu Zedekaya n’ọchịchị, bụ́ eze ikpeazụ si n’ezinụlọ Devid chịa Jeruselem

Ndị Eze Chịrị Alaeze Dị n’Ebe Ugwu (Ụfọ ya)

dk. 803 T.O.N.K.

Zekaraya: naanị oge e dere na ọ chịrị bụ ọnwa 6

Zekaraya chịtụwara, ma ọ ga-abụ n’ihe dị ka n’afọ 792 ka o doro onye ukwu na onye nta anya na ọ ghọọla eze

dk. 791

Shalọm: otu ọnwa

Menahem: afọ 10

dk. 780

Pekahaya: afọ 2

dk. 778

Pika: afọ 20

dk. 758

Hoshia: afọ 9 malite dk. 748

dk. 748

Ọ ga-abụ n’ihe dị ka n’afọ 748 ka ọchịchị batachara Hoshia n’aka ma ọ bụkwanụ ya abụrụ mgbe ahụ ka Eze Asiria bụ́ Tiglat-piliza nke Atọ bidoro ịkwado ọchịchị ya

740

Asiria meriri Sameria, mee ka Izrel nọrọ n’okpuru ha; e nweghịzi alaeze ebo iri nke dị n’ebe ugwu Izrel

  • Ndị Amụma

  • Aịzaya

  • Maịka

  • Zefanaya

  • Jeremaya

  • Nehọm

  • Habakọk

  • Daniel

  • Ezikiel

  • Obedaya

  • Hosia