Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

B14-A

Azụmahịa

  • Ihe Ndị E Ji Atụ̀ Ihe Dị Mmiri Mmiri

  • Kọọ (bat 10 / hin 60)

    lita 220 / galọn 58.1

  • Bat (hin 6)

    lita 22 / galọn 5.81

  • Hin (lọg 12)

    lita 3.67 / paịnt 7.75

  • Lọg (hin 1⁄12)

    lita 0.31 / paịnt 0.66

  • Ihe Ndị E Ji Atụ̀ Ihe Dị Gharị Gharị

  • Homa (1 kọọ / efa 10)

    lita 220

  • Efa (sia 3 / oma 10)

    lita 22

  • Sia (oma 31⁄3)

    lita 7.33

  • Oma (Kab 14⁄5)

    lita 2.2

  • Kab

    lita 1.22

  • Kwọt

    lita 1.08

  • Ihe Ndị E Ji Atụ̀ Otú Ihe Hà n’Ogologo

  • Okporo ahịhịa amị dị ogologo (kubit 6 ma ọ bụrụ nke na-adị ogologo)

    mita 3.11 / amaụkwụ 10.2

  • Okporo ahịhịa amị (kubit 6)

    mita 2.67 / amaụkwụ 8.75

  • Fatọm

    mita 1.8 / amaụkwụ 6

  • Kubit nke na-adị ogologo (uhiè ọbụ aka 7)

    sentimita 51.8 / inch 20.4

  • Kubit (ntụ ọbụ aka 2 / uhiè ọbụ aka 6)

    sentimita 44.5 / inch 17.5

  • Kubit nke na-adị mkpụmkpụ

    sentimita 38 / inch 15

  • 1 stediọm ndị Rom

    maịl ndị Rom 1⁄8=mita 185 / amaụkwụ 606.95

  1. 1 Uhiè mkpịsị aka (uhiè ọbụ aka 1⁄4)

    sentimita 1.85 / inch 0.73

  2. 2 Uhiè ọbụ aka (uhiè mkpịsị aka 4)

    sentimita 7.4 / inch 2.9

  3. 3 Ntụ ọbụ aka (uhiè ọbụ aka 3)

    sentimita 22.2 / inch 8.75