Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Akwụkwọ Joshụa

Isi

Ihe Ndị Dị na Ya

  • 1

    • Jehova gbara Joshụa ume (1-9)

      • Na-agụ Iwu Chineke, na-atụgharịkwa uche na ya (8)

    • Ndị Izrel na-akwadebe ịgafe Osimiri Jọdan (10-18)

  • 2

    • Joshụa ziri ụmụ nwoke abụọ ka ha gaa nyopụta otú Jeriko dị (1-3)

    • Rehab zoro ndị bịara inyopụta otú Jeriko dị (4-7)

    • Ha kwere Rehab nkwa (8-21a)

      • E ji ụdọ na-acha uhie uhie hụwa ụlọ ama (18)

    • Ndị gara nyopụta otú ala Jeriko dị lọghachikwutere Joshụa (21b-24)

  • 3

    • Ndị Izrel gafere Osimiri Jọdan (1-17)

  • 4

    • Nkume ndị a ga-eji na-echeta ihe merenụ (1-24)

  • 5

    • E biri ndị mmadụ úgwù na Gilgal (1-9)

    • Ha mere Ememme Ngabiga; mana kwụsịrị ịda (10-12)

    • Ọchịagha nke ụsụụ ndị agha Jehova (13-15)

  • 6

    • Mgbidi Jeriko dara (1-21)

    • E gbughị Rehab na ndị ezinụlọ ha (22-27)

  • 7

    • Ndị E-aị meriri ndị Izrel (1-5)

    • Ekpere Joshụa kpere (6-9)

    • Mmehie mere e ji merie ndị Izrel (10-15)

    • A gbara ihe Ekan mere n’anwụ, jiri nkume tụgbuo ya (16-26)

  • 8

    • Joshụa gwara ndị agha ya ka ha zoo iji lụso ndị E-aị agha (1-13)

    • Ndị Izrel mechara weghara E-aị (14-29)

    • A gụpụtara Iwu Mosis n’Ugwu Ibal (30-35)

  • 9

    • Ndị Gibiọn gosiri na ha ma ihe, gaa ha na ndị Izrel emee udo (1-15)

    • E mechara mata na ndị Gibiọn ghọrọ aghụghọ (16-21)

    • Ndị Gibiọn ga na-akpatara ndị Izrel nkụ, na-esetakwara ha mmiri (22-27)

  • 10

    • Ndị Izrel gara nyere ndị Gibiọn aka n’agha (1-7)

    • Jehova lụụrụ ndị Izrel agha (8-15)

      • Akụ́ mmiri ígwé dagburu ndị iro ndị Izrel nọ na-agba ọsọ (11)

      • Anyanwụ kwụụrụ otu ebe (12-14)

    • E gburu ndị eze ise bịara ịlụso ndị Gibiọn agha (16-28)

    • E weghaara obodo ndị dị n’ebe ndịda (29-43)

  • 11

    • E weghaara obodo ndị dị n’ebe ugwu (1-15)

    • Obodo niile Joshụa meriri (16-23)

  • 12

    • Ndị eze ndị Izrel meriri n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan (1-6)

    • Ndị eze ndị Izrel meriri n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Jọdan (7-24)

  • 13

    • Ala ndị Izrel na-emeribeghị (1-7)

    • E kere ala ndị dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan (8-14)

    • Ala ebo Ruben ketara (15-23)

    • Ala ebo Gad ketara (24-28)

    • Ala ebo Manase ketara n’ebe ọwụwa anyanwụ (29-32)

    • Ọ bụ Jehova ka ebo Livaị ketara (33)

  • 14

    • E kere ala ndị dị n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Jọdan (1-5)

    • Keleb ketara Hebrọn (6-15)

  • 15

    • Ala ebo Juda ketara (1-12)

    • Keleb nyere nwa ya nwaanyị ala (13-19)

    • Obodo ndị dị na Juda (20-63)

  • 16

    • Ala ụmụ Josef ketara (1-4)

    • Ala ebo Ifrem ketara (5-10)

  • 17

    • Ala ebo Manase ketara n’ebe ọdịda anyanwụ (1-13)

    • Ala ọzọ ụmụ Josef ketara (14-18)

  • 18

    • A nọ na Shaịlo keere ndị Izrel ala fọrọnụ (1-10)

    • Ala ebo Benjamin ketara (11-28)

  • 19

    • Ala ebo Simiọn ketara (1-9)

    • Ala ebo Zebulọn ketara (10-16)

    • Ala ebo Ịsaka ketara (17-23)

    • Ala ebo Asha ketara (24-31)

    • Ala ebo Naftalaị ketara (32-39)

    • Ala ebo Dan ketara (40-48)

    • Ala Joshụa ketara (49-51)

  • 20

    • Obodo mgbaba dị iche iche (1-9)

  • 21

    • Obodo ndị e nyere ebo Livaị (1-42)

      • Obodo ndị e nyere ụmụ Erọn (9-19)

      • Obodo ndị e nyere ndị fọrọ n’ụmụ Kohat (20-26)

      • Obodo ndị e nyere ụmụ Geshọn (27-33)

      • Obodo ndị e nyere ụmụ Meraraị (34-40)

    • Jehova mezuru nkwa niile o kwere (43-45)

  • 22

    • Ebo ndị ketara ebe ọwụwa anyanwụ lawara (1-8)

    • A rụrụ ebe ịchụàjà n’akụkụ Osimiri Jọdan (9-12)

    • E kwuru ihe mere e ji rụọ ebe ịchụàjà (13-29)

    • E mere udo (30-34)

  • 23

    • Okwu ikpeazụ Joshụa gwara ndị isi ndị Izrel (1-16)

      • O nweghị ihe Jehova kwuru nke na-emezughị (14)

  • 24

    • Joshụa kọọrọ ndị Izrel otú Jehova si na-edu ha kemgbe (1-13)

    • Joshụa gbara ndị Izrel ume ka ha na-efe Jehova (14-24)

      • “Mụ na ezinụlọ m ga-efe Jehova” (15)

    • Joshụa na ndị Izrel gbara ndụ (25-28)

    • Joshụa nwụrụ, e lie ya (29-31)

    • Na Shikem ka e liri ọkpụkpụ Josef (32)

    • Elieza nwụrụ, e lie ya (33)