Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Akwụkwọ Ezra

Isi

1 2 3 4 5 6 7 8 9 10

Ihe Ndị Dị na Ya

  • 1

    • Iwu Eze Saịrọs nyere ka a rụghachi ụlọ nsọ (1-4)

    • Nkwadebe e mere ka ndị a dọọrọ n’agha si Babịlọn laa (5-11)

  • 2

    • Aha ndị a dọọrọ n’agha lọtaranụ (1-67)

      • Ndị na-eje ozi n’ụlọ nsọ (43-54)

      • Ụmụ ndị na-ejere Solomọn ozi (55-57)

    • Onyinye si ndị mmadụ n’obi ha nyere maka ụlọ nsọ (68-70)

  • 3

    • A rụghachiri ebe ịchụàjà, chụọkwa àjà (1-7)

    • A malitere ịrụghachi ụlọ nsọ (8, 9)

    • A tọrọ ntọala ụlọ nsọ (10-13)

  • 4

    • Ndị iro gbalịrị ime ka a kwụsị ịrụ ụlọ nsọ (1-6)

    • Ndị iro degaara Eze Atazaksis akwụkwọ ozi (7-16)

    • Atazaksis zaghachiri ha (17-22)

    • Ọrụ a na-arụ n’ụlọ nsọ kwụsịrị (23, 24)

  • 5

    • Ndị Juu maliteghachiri ịrụ ụlọ nsọ (1-5)

    • Akwụkwọ ozi Tatenaị degaara Eze Darayọs (6-17)

  • 6

    • Ihe Darayọs chọpụtara nakwa iwu o nyere (1-12)

    • A rụchara ụlọ nsọ ma nyefee ya Chineke (13-18)

    • E mere Ememme Ngabiga (19-22)

  • 7

    • Ezra rutere Jeruselem (1-10)

    • Akwụkwọ ozi Atazaksis nyere Ezra (11-26)

    • Ezra toro Jehova (27, 28)

  • 8

    • Aha ndị ha na Ezra so alọta (1-14)

    • Nkwadebe maka ịlọta (15-30)

    • Ha hapụrụ Babịlọn ma rute Jeruselem (31-36)

  • 9

    • Ndị Izrel na ndị mba ọzọ gọrọ ọgọ (1-4)

    • Ezra kpere ekpere kwupụta mmehie ndị ya (5-15)

  • 10

    • Ha gbara ndụ ịchụla ụmụ nwaanyị mba ọzọ ha lụrụ (1-14)

    • Ha chụlara ụmụ nwaanyị mba ọzọ ha lụrụ (15-44)