Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Akwụkwọ Ekliziastis

Isi

1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12

Ihe Ndị Dị na Ya

  • 1

    • Ihe niile bụ ihe efu (1-11)

      • Ụwa na-adịru mgbe ebighị ebi (4)

      • Anyanwụ anaghị akwụsị ịwa, ifufe anaghị akwụsị ife (5-7)

      • E nweghị ihe bụ́ ihe ọhụrụ n’ụwa (9)

    • Amamihe mmadụ enweghị ebe o ruru (12-18)

      • Ihe niile bụ ịchụ ifufe (14)

  • 2

    • Solomọn chebaara mbọ ọ gbara echiche (1-11)

    • Amamihe mmadụ abachaghị uru (12-16)

    • Otú ịrụsi ọrụ ike si bụrụ ihe efu (17-23)

    • Rie ihe, ṅụọ mmanya, kporiekwa ndụ n’ihi ọrụ gị (24-26)

  • 3

    • E nwere oge kwesịrị ekwesị maka ihe ọ bụla (1-8)

    • Inwe obi ụtọ bụ onyinye si n’aka Chineke (9-15)

      • Ịdị ndụ ebighị ebi na-agụ ndị mmadụ agụụ (11)

    • Chineke na-ekpe mmadụ niile ikpe ziri ezi (16, 17)

    • Ma mmadụ ma anụmanụ na-emecha nwụọ (18-22)

      • Ha niile ga-alaghachi n’ájá (20)

  • 4

    • Ndị nwụrụ anwụ ka ndị a na-emegbu emegbu mma (1-3)

    • Otú e kwesịrị isi na-arụ ọrụ (4-6)

    • Uru enyi bara (7-12)

      • Abụọ dị mma karịa otu (9)

    • Ndụ eze nwere ike ịbụ ihe efu (13-16)

  • 5

    • Tụọ egwu Chineke (1-7)

    • Ndị isi na-ahụ ihe ndị nọ n’okpuru ha na-eme (8, 9)

    • Akụnụba abaghị uru (10-20)

      • Ego anaghị eju ndị hụrụ ego n’anya afọ (10)

      • Ụra onye na-eje ozi na-atọ ya ụtọ (12)

  • 6

    • Mmadụ inwe akụnụba ma ghara ikpori ndụ (1-6)

    • Jiri ihe ndị i nwere na-eme onwe gị obi ụtọ (7-12)

  • 7

    • Ezigbo aha; ụbọchị mmadụ nwụrụ (1-4)

    • Mba onye ma ihe na-abara mmadụ (5-7)

    • Njedebe dị mma karịa mmalite (8-10)

    • Uru amamihe bara (11, 12)

    • Ụbọchị ọma na ụbọchị ọjọọ (13-15)

    • Abụla onye oké ezi omume (16-22)

    • Ihe onye mkpọkọta chọpụtara (23-29)

  • 8

    • Ọchịchị ụmụ mmadụ ezughị okè (1-17)

      • Debe iwu eze (2-4)

      • Ndị mmadụ na-achịgbu ibe ha (9)

      • Mgbe a na-emeghị ndị ọjọọ ihe e kwesịrị ime ha (11)

      • Rie ihe, ṅụọ mmanya, nweekwa obi ụtọ (15)

  • 9

    • Otu ihe na-eme mmadụ niile (1-3)

    • Kporie ndụ n’agbanyeghị na mmadụ na-anwụ anwụ (4-12)

      • Ndị nwụrụ anwụ amaghị ihe ọ bụla (5)

      • E nweghị ihe mmadụ nwere ike ime n’ili (10)

      • Oge ọjọọ na ihe ndị a na-atụghị anya ha (11)

    • A naghị eji amamihe akpọrọ ihe mgbe niile (13-18)

  • 10

    • Obere nzuzu na-eme ka e were mmadụ ka onye na-amaghị ihe (1)

    • Nsogbu amaghị ihe na-akpata (2-11)

    • Nsogbu ndị na-abịara onye nzuzu (12-15)

    • Nsogbu ndị na-achị achị na-akpata (16-20)

      • Nnụnụ nwere ike ime ka a nụ ihe i kwuru (20)

  • 11

    • Na-eme ihe ọma mgbe niile (1-8)

      • Tụpụ achịcha gị n’elu mmiri (1)

      • Ghaa mkpụrụ malite n’ụtụtụ ruo ná mgbede (6)

    • Ṅụrịa ọṅụ n’oge ị na-eto eto (9, 10)

  • 12

    • Cheta Onye Ukwu kere gị tupu i mee agadi (1-8)

    • Isi ihe onye mkpọkọta kwuru (9-14)

      • Okwu ndị ma ihe dị ka ndụdụ e ji achị ehi (11)

      • Tụọ egwu ezi Chineke(13)