Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Akwụkwọ Abụ Solomọn

Isi

1 2 3 4 5 6 7 8

Ihe Ndị Dị na Ya

  • NWA AGBỌGHỌ SHULEM N N’EBE EZE SOLOMỌN MARALỌIKWUU (1:1–3:5)

    • 1

      • Abụ kacha abụ niile (1)

      • Nwa agbọghọ Shulem (2-7)

      • Ụmụ nwaanyị Jeruselem (8)

      • Eze (9-11)

        • “Anyị ga-eji ọlaedo rụọrọ gị ọla e ji achọ mma” (11)

      • Nwa agbọghọ Shulem (12-14)

        • ‘Onye m hụrụ n’anya dị ka akpa mea na-esi ísì ọma’ (13)

      • Onye na-azụ atụrụ (15)

        • “Onye m hụrụ n’anya, ị mara mma”

      • Nwa agbọghọ Shulem (16, 17)

        • “Onye m hụrụ n’anya, ị mara mma” (16)

    • 2

      • Nwa agbọghọ Shulem (1)

        • “Abụ m okooko safrọn”

      • Onye na-azụ atụrụ (2)

        • Onye m hụrụ n’anya dị ka okooko lili’

      • Nwa agbọghọ Shulem (3-14)

        • ‘Unu emela ka m hụ onye ọ bụla n’anya ebe ọ na-adịbeghị m n’obi’ (7)

        • Ihe onye na-azụ atụrụ kwuru (10b-14)

          • “Asampete m, bịa ka anyị pụọ” (10b, 13)

      • Ụmụnne nwoke nwa agbọghọ Shulem (15)

        • “Jiderenụ anyị nkịta ọhịa”

      • Nwa agbọghọ Shulem (16, 17)

        • “Onye m hụrụ n’anya bụ nke m, abụkwa m nke ya” (16)

    • 3

      • Nwa agbọghọ Shulem (1-5)

        • ‘N’abalị, m nọ na-eche banyere onye m hụrụ n’anya’ (1)

  • MGBE NWA AGBỌGHỌ SHULEM NỌ NA JERUSELEM (3:6–8:4)

    • 3

      • Ụmụ nwaanyị Zayọn (6-11)

        • A kọrọ otú e si ebugharị Solomọn

    • 4

      • Onye na-azụ atụrụ (1-5)

        • “Onye m hụrụ n’anya, ị mara mma” (1)

      • Nwa agbọghọ Shulem (6)

      • Onye na-azụ atụrụ (7-16a)

        • “Nwaanyị m ga-alụ, i nwetala obi m” (9)

      • Nwa agbọghọ Shulem (16b)

    • 5

      • Onye na-azụ atụrụ (1a)

      • Ụmụ nwaanyị Jeruselem (1b)

        • ‘Ka ịhụnanya gbuo unu ka mmanya’

      • Nwa agbọghọ Shulem (2-8)

        • O kwuru ihe ọ rọrọ ná nrọ

      • Ụmụ nwaanyị Jeruselem (9)

        • “Olee ihe onye ị hụrụ n’anya ji kara nwoke ọ bụla ọzọ mma?”

      • Nwa agbọghọ Shulem (10-16)

        • “Ọ bụ ọpụrụiche n’ime puku ụmụ nwoke iri” (10)

    • 6

      • Ụmụ nwaanyị Jeruselem (1)

      • Nwa agbọghọ Shulem (2, 3)

        • “Abụ m nke onye m hụrụ n’anya, onye m hụrụ n’anya bụkwa nke m” (3)

      • Eze (4-10)

        • “Ị mara mma ka Teza” (4)

        • Ihe ụmụ nwaanyị kwuru (10)

      • Nwa agbọghọ Shulem (11, 12)

      • Eze (na ndị ọzọ) (13a)

      • Nwa agbọghọ Shulem (13b)

      • Eze (na ndị ọzọ) (13c)

    • 7

      • Eze (1-9a)

        • “Nwa agbọghọ m hụrụ n’anya, ị mara ezigbo mma” (6)

      • Nwa agbọghọ Shulem (9b-13)

        • “Abụ m nke onye m hụrụ n’anya, ọ bụkwa m na-agụ ya agụụ” (10)

    • 8

      • Nwa agbọghọ Shulem (1-4)

        • “A sị nnọọ na ị bụ nwanne m nwoke” (1)

  • NWA AGBỌGHỌ SHULEM LỌTARA. Ọ GBANWEBEGHỊ OBI YA (8:5-14)

    • 8

      • Ụmụnne nwoke nwa agbọghọ Shulem (5a)

        • ‘Ònye bụ onye a konyere onye ọ hụrụ n’anya aka?’

      • Nwa agbọghọ Shulem (5b-7)

        • “Ịhụnanya siri ike ka ọnwụ” (6)

      • Ụmụnne nwoke nwa agbọghọ Shulem (8, 9)

        • “Ọ bụrụ na ọ bụ mgbidi, . . . ma ọ bụrụ na ọ bụ ibo ụzọ, . . .” (9)

      • Nwa agbọghọ Shulem (10-12)

        • “Abụ m mgbidi” (10)

      • Onye na-azụ atụrụ (13)

        • ‘Mee ka m nụ olu gị’

      • Nwa agbọghọ Shulem (14)

        • “Gbara ọsọ bịa ka ele”