Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Akwụkwọ Emọs

Isi

1 2 3 4 5 6 7 8 9

Ihe Ndị Dị na Ya

  • 1

    • Jehova gwara Emọs ihe ọ ga-ebu n’amụma (1, 2)

    • Obodo ndị a ga-ata ahụhụ maka isi ha nupụụrụ Jehova ugboro ugboro (3-15)

  • 2

    • Obodo ndị a ga-ata ahụhụ maka isi ha nupụụrụ Jehova ugboro ugboro (1-16)

  • 3

    • Emọs gwara ndị Izrel ihe Chineke ga-eme ha (1-8)

      • Chineke na-eme ka ndị amụma ya mata ihe ọ na-achọghị ka ndị ọzọ mata (7)

    • Ahụhụ Chineke ga-ata Sameria (9-15)

  • 4

    • Ahụhụ a ga-ata ụmụ nwaanyị ndị dị ka ehi Beshan (1-3)

    • Jehova kwara ndị Izrel emo maka na ha na-efe arụsị (4, 5)

    • Ndị Izrel ekweghị alọghachikwute Jehova (6-13)

      • “Jikere ka gị na Chineke gị hụ” (12)

      • ‘Chineke na-agwa ụmụ mmadụ ihe dị ya n’obi’ (13)

  • 5

    • Izrel adaala (1-3)

    • Chọọnụ Chineke ka unu wee dịrị ndụ (4-17)

      • Kpọọnụ ihe ọjọọ asị, hụkwanụ ezi ihe n’anya (15)

    • Ụbọchị Jehova ga-abụ ụbọchị ọchịchịrị (18-27)

      • Jehova anabataghị àjà ndị Izrel nọ na-achụrụ ya (22)

  • 6

    • Ndị tụkwasịrị onwe ha obi ga-ata ahụhụ (1-14)

      • Àkwà ndị e ji ọdụ́ rụọ na efere ndị e ji aṅụ mmanya (4, 6)

  • 7

    • Ọhụụ ndị gosiri na oge a ga-ebibi Izrel adịla nso (1-9)

      • Igurube (1-3), ọkụ (4-6), eriri e ji ama ma ihe ọ̀ kwụ ọtọ (7-9)

    • Amazaya gwara Emọs ka ọ kwụsị ibu amụma na Sameria (10-17)

  • 8

    • Ọhụụ Emọs hụrụ gbasara nkata mkpụrụ osisi mịrị n’oge ọkọchị (1-3)

    • Jehova mara ndị na-azọgbu ụmụ ogbenye ikpe (4-14)

      • A ga-enwe agụụ ịnụ okwu Chineke (11)

  • 9

    • O nweghị onye ga-agbanahụli ikpe Chineke (1-10)

    • Jehova ga-ebuli ụlọ ndò Devid elu (11-15)