Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Akwụkwọ Malakaị

Isi

1 2 3 4

Ihe Ndị Dị na Ya

  • 1

    • Jehova hụrụ ndị ya n’anya (1-5)

    • Ndị nchụàjà ji ihe ndị na-adịghị mma achụ àjà (6-14)

      • A ga-asọpụrụ aha Chineke ná mba niile (11)

  • 2

    • Ndị nchụàjà akụzirighị ndị mmadụ ihe (1-9)

      • Egbugbere ọnụ ndị nchụàjà kwesịrị ịkụziri ndị mmadụ gbasara Chineke (7)

    • Ndị mmadụ na-agba alụkwaghịm na-ekwesịghị ekwesị (10-17)

      • ‘“M kpọrọ ịgba alụkwaghịm asị.” Ọ bụ ihe Jehova kwuru’ (16)

  • 3

    • Ezigbo Onyenwe unu ga-abịa ime ka ụlọ nsọ ya dị ọcha (1-5)

      • Onye ozi nke ọgbụgba ndụ (1)

    • Jehova gwara ndị ya ka ha lọghachikwute ya (6-12)

      • Jehova anaghị agbanwe agbanwe (6)

      • “Lọghachikwutenụ m, m ga-alọghachikwutekwa unu” (7)

      • ‘Wetanụ otu ụzọ n’ụzọ iri, Jehova ga-awụsakwa unu ngọzi’ (10)

    • Onye ezi omume na onye ajọ omume (13-18)

      • E dere aha ndị Chineke ga-echeta n’akwụkwọ (16)

      • Ihe dị iche n’onye ezi omume na onye ajọ omume (18)

  • 4

    • Ịlaịja ga-abịa tupu ụbọchị Jehova abịa (1-6)

      • ‘Anyanwụ ezi omume ga-acha’ (2)