Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ozi Ọma Mak Dere

Isi

1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16

Ihe Ndị Dị na Ya

  • 1

    • Jọn Onye Na-eme Baptizim kwusawara ozi ọma (1-8)

    • E mere Jizọs baptizim (9-11)

    • Setan nwara Jizọs ọnwụnwa (12, 13)

    • Jizọs malitere ikwusa ozi ọma na Galili (14, 15)

    • Jizọs kpọrọ ndị mbụ ga-eso ụzọ ya (16-20)

    • Ọ chụpụrụ ndị mmụọ ọjọọ (21-28)

    • Jizọs gwọrọ ọtụtụ ndị na Kapaniọm (29-34)

    • O kpere ekpere n’ebe ndị mmadụ na-anaghị anọkarị (35-39)

    • Ọ gwọrọ onye ekpenta (40-45)

  • 2

    • Jizọs gwọrọ onye ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ (1-12)

    • Jizọs kpọrọ Livaị (13-17)

    • A jụrụ ya ajụjụ banyere ibu ọnụ (18-22)

    • Jizọs bụ “Onyenwe Ụbọchị Izu Ike” (23-28)

  • 3

    • Jizọs gwọrọ nwoke aka ya kpọnwụrụ akpọnwụ (1-6)

    • Ìgwè mmadụ buru ibu bịara n’ikpere mmiri (7-12)

    • Ndịozi iri na abụọ Jizọs (13-19)

    • Ikwulu mmụọ nsọ (20-30)

    • Nne Jizọs na ụmụnne ya ndị nwoke (31-35)

  • 4

    • IHE ATỤ NDỊ GBASARA ALAEZE (1-34)

      • Ọgha mkpụrụ (1-9)

      • Ihe mere Jizọs ji eme ihe atụ (10-12)

      • A kọwara ihe atụ ọgha mkpụrụ (13-20)

      • A naghị adọwa ọkụ n’okpuru nkata (21-23)

      • Ihe unu ji atụ̀ ihe (24, 25)

      • Ọgha mkpụrụ nke na-ehi ụra (26-29)

      • Mkpụrụ osisi mọstad (30-32)

      • Ọ na-eji ihe atụ agwa ha okwu (33, 34)

    • Jizọs mere ka oké ifufe kwụsị (35-41)

  • 5

    • Jizọs chụbara ndị mmụọ ọjọọ n’ime ìgwè ézì (1-20)

    • Ada Jaịrọs; otu nwaanyị bitụrụ uwe Jizọs aka (21-43)

  • 6

    • Ndị obodo Jizọs jụrụ ya (1-6)

    • Jizọs gwara ndịozi ya otú ha ga-esi aga ozi ọma (7-13)

    • Jọn Onye Na-eme Baptizim nwụrụ (14-29)

    • Jizọs nyere puku ụmụ nwoke ise nri (30-44)

    • Jizọs jere ije n’elu mmiri (45-52)

    • Ọ gwọrọ ndị mmadụ na Genesaret (53-56)

  • 7

    • Ọ gbara ọdịnala ụmụ mmadụ n’anwụ (1-13)

    • Ihe na-emerụ mmadụ na-esi n’obi apụta (14-23)

    • Okwukwe nwaanyị Finishia (24-30)

    • Ọ gwọrọ onye ntị chiri (31-37)

  • 8

    • Jizọs nyere puku ụmụ nwoke anọ nri (1-9)

    • A gwara Jizọs ka o gosi ihe àmà (10-13)

    • Ihe iko achịcha nke ndị Farisii na nke Herọd (14-21)

    • Jizọs gwọrọ onye ìsì na Betsaịda (22-26)

    • Pita kwuru na Jizọs bụ Kraịst (27-30)

    • Jizọs kwuru banyere ọnwụ ya (31-33)

    • Ihe iso ụzọ Jizọs pụtara (34-38)

  • 9

    • Jizọs nwoghara (1-13)

    • Ọ gwọrọ nwata nwoke mmụọ ọjọọ ji (14-29)

      • lhe niile kwere omume ma mmadụ nwee okwukwe (23)

    • Jizọs kwuru ọzọ banyere ọnwụ ya (30-32)

    • Ndị na-eso ụzọ ya rụrịtara ụka onye ka ukwuu (33-37)

    • Onye na-anaghị emegide anyị dịnyeere anyị (38-41)

    • Ihe ndị nwere ike ime ka mmadụ mehie (42-48)

    • “Nweenụ nnu n’ime onwe unu” (49, 50)

  • 10

    • Alụmdi na nwunye na ịgba alụkwaghịm (1-12)

    • Jizọs gọziri ụmụaka (13-16)

    • Ajụjụ nwoke bara ọgaranya jụrụ (17-25)

    • Ihe ndị a ga-ahapụ n’ihi Alaeze (26-31)

    • Jizọs kwuru ọzọ banyere ọnwụ ya (32-34)

    • Jems na Jọn rịọrọ Jizọs arịrịọ (35-45)

      • Jizọs bụ ihe mgbapụta maka ọtụtụ mmadụ (45)

    • E mere ka Batimiọs hụwa ụzọ (46-52)

  • 11

    • Jizọs banyere na Jeruselem ka eze (1-11)

    • Jizọs bụrụ osisi fig ọnụ (12-14)

    • Jizọs mere ka ụlọ nsọ dị ọcha (15-18)

    • O ji osisi fig kpọnwụrụ akpọnwụ kụzie ihe (19-26)

    • A jụrụ Jizọs ebe ikike ya si (27-33)

  • 12

    • Ihe atụ ndị ọrụ ubi obi tara mmiri (1-12)

    • Chineke na Siza (13-17)

    • Ajụjụ banyere mbilite n’ọnwụ (18-27)

    • Iwu abụọ kachanụ (28-34)

    • Kraịst ọ̀ bụ nwa Devid? (35-37a)

    • “Kpacharanụ anya maka ndị odeakwụkwọ” (37b-40)

    • Mkpụrụ ego abụọ nwaanyị di ya nwụrụ (41-44)

  • 13

    • GWỤGWỤ OGE (1-37)

      • Agha, ala ọma jijiji, ụkọ nri (8)

      • A ga-ekwusa ozi ọma (10)

      • Oké mkpagbu (19)

      • Ọbịbịa Nwa nke mmadụ (26)

      • Ihe atụ osisi fig (28-31)

      • Na-echenụ nche (32-37)

  • 14

    • Ndị nchụàjà kpara nkata igbu Jizọs (1, 2)

    • A wụsara Jizọs mmanụ na-esi ísì ọma (3-9)

    • Judas raara Jizọs nye (10, 11)

    • Ememme Ngabiga ikpeazụ (12-21)

    • Ọ malitere Nri Anyasị Onyenwe Anyị (22-26)

    • O kwuru na Pita ga-agọnahụ ya (27-31)

    • Jizọs kpere ekpere na Getsemeni (32-42)

    • E jidere Jizọs (43-52)

    • E kpere Jizọs ikpe n’ihu ndị Sanhedrin (53-65)

    • Pita gọnahụrụ Jizọs (66-72)

  • 15

    • Jizọs gara n’ihu Paịlet (1-15)

    • E ji Jizọs mee ihe ọchị (16-20)

    • A kpọgidere Jizọs n’osisi na Gọlgọta (21-32)

    • Jizọs nwụrụ (33-41)

    • E liri Jizọs (42-47)

  • 16

    • A kpọlitere Jizọs n’ọnwụ (1-8)