Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ozi Ọma Jọn Dere

Isi

1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 18 19 20 21

Ihe Ndị Dị na Ya

  • 1

    • Okwu ahụ ghọrọ anụ ahụ́ (1-18)

    • Àmà Jọn Onye Na-eme Baptizim gbara (19-28)

    • Jizọs bụ Nwa Atụrụ Chineke (29-34)

    • Ndị mbụ sowere ụzọ Jizọs (35-42)

    • Filip na Nataniel (43-51)

  • 2

    • Agbamakwụkwọ na Kena; mmiri ghọrọ mmanya (1-12)

    • Jizọs mere ka ụlọ nsọ dị ọcha (13-22)

    • Jizọs ma ihe dị mmadụ n’obi (23-25)

  • 3

    • Jizọs na Nikọdimọs (1-21)

      • Ịmụ mmadụ ọzọ (3-8)

      • Chineke hụrụ ụwa n’anya (16)

    • Àmà ikpeazụ Jọn gbara banyere Jizọs (22-30)

    • Onye ahụ nke si n’elu bịa (31-36)

  • 4

    • Jizọs na nwaanyị Sameria (1-38)

      • Fee Chineke “n’ime mmụọ na n’eziokwu” (23, 24)

    • Ọtụtụ ndị Sameria kweere na Jizọs (39-42)

    • Jizọs gwọrọ nwa otu nwoke na-ejere eze ozi (43-54)

  • 5

    • Jizọs gwọrọ otu nwoke na Betzeta (1-18)

    • Ikike Jizọs nwere si n’aka Nna ya (19-24)

    • Ndị nwụrụ anwụ ga-anụ olu Jizọs (25-30)

    • Àmà ndị a gbara banyere Jizọs (31-47)

  • 6

    • Jizọs nyere puku ụmụ nwoke ise nri (1-15)

    • Jizọs jere ije n’elu mmiri (16-21)

    • Jizọs bụ “achịcha na-enye ndụ” (22-59)

    • Okwu Jizọs mere ka ọtụtụ ndị kwụsị iso ya (60-71)

  • 7

    • Jizọs gara Ememme Ụlọikwuu (1-13)

    • Jizọs kụziri ihe n’ememme (14-24)

    • Ndị mmadụ kwuru ihe dị iche iche banyere Kraịst (25-52)

  • 8

    • Chineke na-agba àmà banyere Jizọs (12-30)

      • Jizọs bụ “ìhè nke ụwa” (12)

    • Ụmụ Ebreham (31-41)

      • ‘Eziokwu ga-eme ka unu nwere onwe unu’ (32)

    • Ụmụ Ekwensu (42-47)

    • Jizọs na Ebreham (48-59)

  • 9

    • Jizọs mere ka nwoke kpuru ìsì malite mgbe a mụrụ ya hụwa ụzọ (1-12)

    • Ndị Farisii gbara nwoke kpuburu ìsì ajụjụ (13-34)

    • Ndị Farisii kpuru ìsì (35-41)

  • 10

    • Onye ọzụzụ atụrụ na ìgwè atụrụ ya (1-21)

      • Jizọs bụ ezigbo onye ọzụzụ atụrụ (11-15)

      • ‘Enwere m atụrụ ọzọ’ (16)

    • Ndị Juu jụrụ Jizọs ajụjụ n’Ememme Inyefe Chineke Ụlọ (22-39)

      • Ọtụtụ ndị Juu ekweghị na Jizọs (24-26)

      • “Atụrụ m na-anụ olu m” (27)

      • Ọkpara ahụ na Nna ya dị n’otu (30, 38)

    • Ọtụtụ ndị nọ n’ofe Jọdan kweere na Jizọs (40-42)

  • 11

    • Ọnwụ Lazarọs (1-16)

    • Jizọs kasiri Mata na Meri obi (17-37)

    • Jizọs kpọlitere Lazarọs n’ọnwụ (38-44)

    • A gbara izu igbu Jizọs (45-57)

  • 12

    • Meri tere Jizọs mmanụ n’ụkwụ (1-11)

    • Jizọs banyere Jeruselem ka eze (12-19)

    • Jizọs kwuru banyere ọnwụ ya (20-37)

    • Enweghị okwukwe ndị Juu mezuru amụma (38-43)

    • Jizọs bịara ịzọpụta ụwa (44-50)

  • 13

    • Jizọs sara ụkwụ ndị na-eso ụzọ ya (1-20)

    • Jizọs kwuru na ọ bụ Judas ga-arara ya nye (21-30)

    • Iwu ọhụrụ (31-35)

      • “Ọ bụrụ na unu hụrụ ibe unu n’anya” (35)

    • Jizọs kwuru na Pita ga-agọnahụ ya (36-38)

  • 14

    • Ọ bụ naanị na Jizọs ka e si agakwuru Nna ya (1-14)

      • “Ọ bụ m bụ ụzọ na eziokwu na ndụ” (6)

    • Jizọs kwere nkwa izite mmụọ nsọ (15-31)

      • “Nna m ka m ukwuu” (28)

  • 15

    • Ihe atụ ezigbo osisi vaịn (1-10)

    • Hụnụ ibe unu n’anya otú Kraịst hụrụ unu n’anya (11-17)

      • ‘E nweghị ịhụnanya karịrị nke a’ (13)

    • Ụwa kpọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs asị (18-27)

  • 16

    • E nwere ike igbu ndị na-eso ụzọ Jizọs (1-4a)

    • Ihe mmụọ nsọ ga-eme (4b-16)

    • Ndị na-eso ụzọ Jizọs ga-akwụsị iru uju (17-24)

    • Jizọs meriri ụwa (25-33)

  • 17

    • Ekpere ikpeazụ Jizọs kpere mgbe ya na ndịozi ya nọ (1-26)

      • Ịmata Chineke ga-eme ka e nweta ndụ ebighị ebi (3)

      • Ndị Kraịst abụghị nke ụwa (14-16)

      • “Okwu gị bụ eziokwu” (17)

      • ‘Emeela m ka a mara aha gị’ (26)

  • 18

    • Judas raara Jizọs nye (1-9)

    • Pita gburu mmadụ mma (10, 11)

    • A kpụgara Jizọs na nke Anas (12-14)

    • Agọ nke mbụ Pita gọrọ (15-18)

    • Mgbe Jizọs nọ n’ihu Anas (19-24)

    • Agọ nke abụọ na nke atọ Pita gọrọ (25-27)

    • Mgbe Jizọs nọ n’ihu Paịlet (28-40)

      • “Alaeze m abụghị nke ụwa a” (36)

  • 19

    • A pịara Jizọs ihe, jirikwa ya mee ihe ọchị (1-7)

    • Paịlet jụrụ Jizọs ajụjụ ọzọ (8-16a)

    • A kpọgidere Jizọs n’osisi na Gọlgọta (16b-24)

    • Jizọs nyefere nne ya n’aka onye na-eso ụzọ ya (25-27)

    • Ọnwụ Jizọs (28-37)

    • Olili Jizọs (38-42)

  • 20

    • Ili Jizọs gheere oghe (1-10)

    • Jizọs pụtara n’ihu Meri Magdalin (11-18)

    • Jizọs pụtara n’ihu ndị na-eso ụzọ ya (19-23)

    • Tọmọs rụrụ ụka, mechaa kweta (24-29)

    • Ihe mere e ji dee akwụkwọ mpịakọta a (30, 31)

  • 21

    • Jizọs pụtara n’ihu ndị na-eso ụzọ ya (1-14)

    • Pita kwuru na ya hụrụ Jizọs n’anya (15-19)

      • “Na-enye ụmụ atụrụ m nri” (17)

    • Ihe Jizọs kwuru gbasara onye na-eso ụzọ ya ọ hụrụ n’anya (20-23)

    • Okwu mmechi (24, 25)