Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Akwụkwọ Ozi Nke Abụọ E Degaara Ndị Kọrịnt

Isi

1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13

Ihe Ndị Dị na Ya

  • 1

    • Ekele (1, 2)

    • Chineke na-akasi ndị mmadụ obi n’ọnwụnwa ọ bụla bịaara ha (3-11)

    • Pọl gbanwere ebe o bu n’obi ịga (12-24)

  • 2

    • Pọl chọrọ ime ka ndị ọzọ na-enwe aṅụrị (1-4)

    • A gbaghaara onye mere mmehie, nabatakwa ya n’ọgbakọ (5-11)

    • Mgbe Pọl gara Troas na mgbe ọ gara Masedonia (12, 13)

    • Ndị na-ezi ozi ọma na-enwe obi ụtọ ka ndị meriri n’agha (14-17)

      • Anyị anaghị ere okwu Chineke ere (17)

  • 3

    • Akwụkwọ ozi e ji aja mma (1-3)

    • Ndị ozi ọgbụgba ndụ ọhụrụ (4-6)

    • Otú ọgbụgba ndụ ọhụrụ si dị ebube karịa nke ochie (7-18)

  • 4

    • Ìhè ozi ọma na-enye (1-6)

      • E kpuchiri uche ndị na-amaghị Chineke (4)

    • Anyị dị ka ite ájá akụ̀ dị n’ime ya (7-18)

  • 5

    • Iyiri ụlọ dị n’eluigwe otú e si eyiri uwe (1-10)

    • Ozi nke na-eme ka mmadụ na Chineke dị ná mma (11-21)

      • Onye Chineke kere ọhụrụ (17)

      • Ndị nnọchiteanya na-eje ozi n’aha Kraịst (20)

  • 6

    • Mmadụ ekwesịghị iji amara Chineke egwu egwu (1, 2)

    • A kọwara otú Pọl si jee ozi ya (3-13)

    • Unu na ndị na-ekweghị ekwe ekekọtala onwe unu (14-18)

  • 7

    • Ka anyị sachapụ ihe niile na-emerụ ahụ́ anyị na obi anyị (1)

    • Pọl ṅụrịrị ọṅụ maka ndị Kọrịnt (2-4)

    • Taịtọs ji ozi dị mma bịa (5-7)

    • Mmadụ ichegharị, ihe ewutekwa ya otú Chineke chọrọ (8-16)

  • 8

    • Onyinye a nakọtara maka ụmụnna nọ na Judia (1-15)

    • A ga-eziga Taịtọs Kọrịnt (16-24)

  • 9

    • Ihe Pọl gwara ndị Kọrịnt iji mee ka ha nye onyinye (1-15)

      • Chineke hụrụ onye na-eji obi ụtọ enye ihe n’anya (7)

  • 10

    • Pọl kwuru okwu ọma gbasara ozi ya (1-18)

      • Ngwá agha anyị ji alụ agha abụghị ụdị nke ndị ụwa (4, 5)

  • 11

    • Pọl na ndị na-eme ka hà bụ ndịozi kacha mma (1-15)

    • Nsogbu ndị bịaara Pọl n’ihi ozi ọ na-eje (16-33)

  • 12

    • Ọhụụ Pọl hụrụ (1-7a)

    • Nsogbu Pọl dị ka ogwu ọ̀ na-adụ ya n’ahụ́ (7b-10)

    • O nweghị ihe ndị na-eme ka hà bụ ndịozi kacha mma ji kara Pọl (11-13)

    • Ihe mere Pọl ji na-echegbu onwe ya maka ndị Kọrịnt (14-21)

  • 13

    • Ndụmọdụ ikpeazụ Pọl dụrụ ndị Kọrịnt na ume ọ gbara ha (1-14)

      • “Na-enyochanụ onwe unu ka unu mara ma okwukwe unu ò sikwara ike” (5)

      • Na-emezinụ ebe ndị unu na-anaghị emetecha, nweekwanụ otu obi (11)