Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Akwụkwọ Ozi E Degaara Ndị Filipaị

Isi

1 2 3 4

Ihe Ndị Dị na Ya

  • 1

    • Ekele (1, 2)

    • Pọl kelere Chineke; ekpere o kpere (3-11)

    • E kwusakwuru ozi ọma n’agbanyeghị nsogbu (12-20)

    • Ọ bụrụ na m dị ndụ, ọ bụ Kraịst ka m na-adịrị ya (21-26)

    • Na-akpanụ àgwà otú kwesịrị ozi ọma (27-30)

  • 2

    • Ndị Kraịst kwesịrị ịdị umeala n’obi (1-4)

    • E bugoro Kraịst n’okwá maka na ọ dị umeala n’obi (5-11)

    • Na-emenụ ihe ga-eme ka a zọpụta unu (12-18)

      • Unu na-enwu ka ìhè (15)

    • Pọl ga-ezite Timoti na Epafrọdaịtọs (19-30)

  • 3

    • Ndị na-atụkwasịghị obi n’anụ ahụ́ (1-11)

      • Iwere ihe niile ka ihe na-abaghị uru n’ihi Kraịst (7-9)

    • Ịgbalịsi ike inweta ihe ndị na-abịa n’ihu (12-21)

      • Ụmụ amaala eluigwe (20)

  • 4

    • Inwe otu obi, ịṅụrị ọṅụ, ihe ndị e kwesịrị ichebara echiche (1-9)

      • Unu echegbula onwe unu banyere ihe ọ bụla (6, 7)

    • Obi dị Pọl ụtọ na ndị Filipaị nyere ya onyinye (10-20)

    • Ekele mmechi (21-23)