Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Akwụkwọ Ozi Mbụ E Degaara Ndị Tesalonaịka

Isi

1 2 3 4 5

Ihe Ndị Dị na Ya

  • 1

    • Ekele (1)

    • Pọl kelere Chineke maka okwukwe ndị Tesalonaịka (2-10)

  • 2

    • Ozi Pọl jere na Tesalonaịka (1-12)

    • Ndị Tesalonaịka nabatara okwu Chineke (13-16)

    • Ọ gụrụ Pọl agụụ ịhụ ndị Tesalonaịka (17-20)

  • 3

    • Pọl nọ n’Atens na-eche ka ọ nụ banyere ndị Tesalonaịka (1-5)

    • Ihe Timoti kọrọ mere ka obi ruo Pọl ala (6-10)

    • Ekpere Pọl kpere maka ndị Tesalonaịka (11-13)

  • 4

    • A dọrọ aka ná ntị banyere ịkwa iko (1-8)

    • Na-ahụkwunụ ibe unu n’anya karịa otú unu na-eme (9-12)

      • ‘Unu etinyela anya n’ihe na-agbasaghị unu’ (11)

    • A ga-ebu ụzọ kpọlite ndị ha na Kraịst dị n’otu (13-18)

  • 5

    • Ụbọchị Jehova ga-abịa (1-5)

      • “Udo adịla, obi eruokwala anyị ala!” (3)

    • Mụrụ anya ma na-eche echiche nke ọma (6-11)

    • Agbamume (12-24)

    • Ekele mmechi (25-28)