Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Akwụkwọ Ozi E Degaara Taịtọs

Isi

1 2 3

Ihe Ndị Dị na Ya

  • 1

    • Ekele (1-4)

    • A gwara Taịtọs ka ọ họpụta ndị okenye na Krit (5-9)

    • Na-adọ ndị nnupụisi aka ná ntị (10-16)

  • 2

    • Ezigbo ndụmọdụ e nyere ndị agadi na ndị na-akatabeghị ahụ́ (1-15)

      • Akpala àgwà na-adịghị Chineke mma (12)

      • Jiri ịnụ ọkụ n’obi na-arụ ọrụ dị mma (14)

  • 3

    • Na-edonụ onwe unu n’okpuru ndị ọchịchị (1-3)

    • Dịrị njikere ịrụ ọrụ dị mma (4-8)

    • Zere arụmụka iberiibe na inwe òtù (9-11)

    • Ntụziaka na ekele (12-15)