Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Pita Nke Mbụ

Isi

1 2 3 4 5

Ihe Ndị Dị na Ya

  • 1

    • Ekele (1, 2)

    • A mụrụ anyị ọzọ ka anyị nwee ezigbo olileanya (3-12)

    • Dịrịnụ nsọ ebe unu bụ ụmụ na-erubere Chineke isi (13-25)

  • 2

    • Ka okwu Chineke na-agụ unu agụụ (1-3)

    • Nkume dị ndụ ndị a na-eji mmụọ nsọ arụ ka ụlọ (4-10)

    • Unu dị ka ndị mba ọzọ n’ụwa a (11, 12)

    • Ndị e kwesịrị ịna-erubere isi (13-25)

      • Kraịst gosiri anyị otú anyị ga-esi na-esosi nzọụkwụ ya ike (21)

  • 3

    • Ndị nwunye na ndị di (1-7)

    • Ka ihe banyere ndị ọzọ na-emetụ unu n’obi, na-achọkwanụ udo (8-12)

    • Mmadụ ịta ahụhụ maka na ọ na-eme ihe dị mma (13-22)

      • Jikerenụ ịza ajụjụ gbasara ihe mere unu ji nwee olileanya unu nwere (15)

      • Baptizim na ezigbo akọnuche (21)

  • 4

    • Na-eme uche Chineke otú Kraịst mere (1-6)

    • Ọgwụgwụ ihe niile adịla nso (7-11)

    • Mmadụ ịta ahụhụ maka na ọ bụ Onye Kraịst (12-19)

  • 5

    • Na-azụnụ ìgwè atụrụ Chineke (1-4)

    • Dịrịnụ umeala n’obi, na-echekwanụ nche (5-11)

      • Na-akọrọnụ Chineke ihe niile na-echegbu unu (7)

      • Ekwensu dị ka ọdụm na-agbọ ụja (8)

    • Ihe ndị ikpeazụ Pita kwuru (12-14)