Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Jọn Nke Mbụ

Isi

1 2 3 4 5

Ihe Ndị Dị na Ya

  • 1

    • Okwu na-enye ndụ (1-4)

    • Na-eje ije n’ìhè (5-7)

    • Anyị kwesịrị ikwupụta mmehie anyị (8-10)

  • 2

    • Jizọs bụ àjà a chụrụ ka anyị na Chineke dị n’udo (1, 2)

    • Na-eme ihe ndị o nyere n’iwu (3-11)

      • Iwu ochie na iwu ọhụrụ (7, 8)

    • Ihe mere Jọn ji dee akwụkwọ a (12-14)

    • Unu ahụla ụwa n’anya (15-17)

    • Jọn dọrọ aka ná ntị banyere onye na-emegide Kraịst (18-29)

  • 3

    • Anyị bụ ụmụ Chineke (1-3)

    • Ihe e ji amata ụmụ Chineke na ụmụ Ekwensu (4-12)

      • Jizọs ga-ebibi ọrụ Ekwensu (8)

    • Hụnụ ibe unu n’anya (13-18)

    • Chineke karịrị obi anyị (19-24)

  • 4

    • Chọpụta ma okwu ò si n’aka Chineke n’eziokwu (1-6)

    • Ịmata Chineke na ịhụ ya n’anya (7-21)

      • “Chineke bụ ịhụnanya” (8, 16)

      • Egwu ọ bụla adịghị n’ịhụnanya (18)

  • 5

    • Ọ bụ inwe okwukwe na Jizọs ka e ji emeri ụwa (1-12)

      • Ihe ịhụ Chineke n’anya pụtara (3)

    • Obi siri anyị ike na ekpere na-akpa ike (13-17)

    • Kpachara anya n’ụwa ọjọọ a (18-21)

      • Ụwa niile dị n’aka ajọ onye ahụ (19)