Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ihe Akwụkwọ Ndị Kọrịnt nke Mbụ Na-ekwu

Ihe Akwụkwọ Ndị Kọrịnt nke Mbụ Na-ekwu

Lee vidio a ka ị hụ ihe ụfọdụ akwụkwọ ozi mbụ e degaara ndị Kọrịnt na-ekwu gbasara ha. Ha bụ ka Ndị Kraịst na-adị n’otu, ka ha gbaara ịkwa iko ọsọ, nakwa ka ha nọgide na-ahụ ndị ọzọ n’anya.