Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ihe Akwụkwọ Ndị Efesọs Na-ekwu

Ihe Akwụkwọ Ndị Efesọs Na-ekwu

Lee vidio a ka ị hụ ihe ole na ole dị n’akwụkwọ Ndị Efesọs. Akwụkwọ a e si n’ike mmụọ nsọ dee gosiri na ọ bụ nzube Chineke isi n’aka Jizọs Kraịst mee ka e nwee udo na ịdị n’otu.