Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ihe Akwụkwọ Rut Na-ekwu

Ihe Akwụkwọ Rut Na-ekwu

Gụọ akwụkwọ Rut ka ị hụ otú Jehova si kwụọ ụmụ nwaanyị abụọ ndị mmadụ nwụnahụrụ ụgwọ ọrụ maka na ha gosiri ibe ha ịhụnanya pụrụ iche. Ụmụ nwaanyị a bụ nne di na nwunye nwa ya.