Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ihe Akwụkwọ Obedaya Na-ekwu

Ihe Akwụkwọ Obedaya Na-ekwu

Lee vidio a ka ị hụ ihe ndị bụ́ isi e kwuru n’amụma Obedaya buru. Akwụkwọ Obedaya na-eme ka mmadụ nwee olileanya. O kwekwara nkwa na ọchịchị Jehova agaghị enwe ihe ọ bụla a ga-eji taa ya ụta.