Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ihe Akwụkwọ Malakaị Na-ekwu

Ihe Akwụkwọ Malakaị Na-ekwu

Lee vidio a ka ị hụ ihe ndị bụ́ isi e kwuru n’akwụkwọ ikpeazụ dị n’Akwụkwọ Nsọ Hibru. Amụma ndị e buru n’akwụkwọ a gosiri na Jehova na-eme ebere, hụ anyị n’anya, nakwa na ụkpụrụ ya anaghị agbanwe agbanwe.