Gaa n'Isiokwu

Ihe Odide Oge Ochie nke Baịbụl

Ihe Odide Oge Ochie nke Gosiri na Aha Chineke Kwesịrị Ịdị na Baịbụl

Hụ ihe gosiri na aha Chineke kwesịrị ịdị “n’Agba Ọhụrụ.”

Ihe Dị Oké Ọnụ Ahịa A Chọtara n’Ebe A Na-ekpofu Ihe

Iberibe akwụkwọ papaịrọs dị n’ọ́bá akwụkwọ a na-akpọ John Rylands Library bụ nke kacha ochie n’ime akwụkwọ mgbe ochie niile dị ugbu a e dere ihe dị n’Agba Ọhụrụ.

A Hụla Ihe E Dere n’Otu Akwụkwọ Mpịakọta Ochie

N’afọ 1970, ndị na-amụ banyere ihe ndị mgbe ochie gwupụtara otu akwụkwọ mpịakọta gbara ọkụ n’En-gidaị dị n’Izrel. Ma, ngwá ọrụ ọgbara ọhụrụ e ji ahụ ihe e dere ede mere ka e nwee ike ịhụ ihe e dere n’akwụkwọ mpịakọta ahụ. Gịnị ka ngwá ọrụ ọgbara ọhụrụ ahụ mere ka a chọpụta?

Otú Baịbụl Si Ghara Irekasị

Ndị mbụ dere Baịbụl na ndị ji aka depụtaghachi ya n’oge ochie ji papaịrọs na akpụkpọ anụ e ji ede ihe dee ha. Olee otú ihe ndị a si dịgide?

Ihe Ndị A Kọrọ na Baịbụl Gbasara Jizọs Hà Bụ Eziokwu?

Chọpụta ma ihe Matiu, Mak, Luk, na Jọn kọrọ hà bụ eziokwu. Leekwa ihe a chọpụtara ná mpempe akwụkwọ kacha mee ochie e nwere.