Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ekpebigo M Ime Ihe dị Jehova Mma Mgbe Dum

Ekpebigo M Ime Ihe dị Jehova Mma Mgbe Dum

Danloduo:

  • Akwụkwọ Egwú

  1. 1. Ọ n’adịm k’ọ ya bụrụ nam nwer’ik’ịhụ ọdịnihu

    Kam mara ụzọ kam-ma, mar’ihem g’eme n’ọdịnihu.

    Ih’ọbụla mee, ih’ọbụla ọ g’abụ,

    M g’efe Jehova, nke ya kam bụ.

    (UKWE)

    N’im’ihe niilem g’eji ndụm na ogem mee,

    Ihe kacham-ma m g’eji ndụm mee,

    Bụ ikpeb’im’ihe g’adị Jehovam-mam-gbe dum.

    O nyerem ihem nwere, agaghịm echefu.

    M nọ n’aka ya, agaghịm atụe-gwu.

    Ekpebigom im’ihe dị ya mma mgbe dum.

  2. 2. Ọ n’adị k’ọo-g’ọ bụla m chọr’ikpebi ihem g’eme,

    Ihe n’akam-fe ime bụ ịchụ akụnụban-k’ụwa.

    Ma mgb’ọ bụla, m cheta nkwam kwere

    Ọ n’eme k’okwukwem nwere sie ike.

    (UKWE)

    N’im’ihe niilem g’eji ndụm na ogem mee,

    Ihe kacham-ma m g’eji ndụm mee,

    Bụ ikpeb’im’ihe g’adị Jehovam-mam-gbe dum.

    O nyerem ihem nwere, agaghịm echefu.

    M nọ n’aka ya, agaghịm atụe-gwu.

    Ekpebigom im’ihe dị ya mma mgbe dum.

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    Ọdịnihu kam-ma Jehova g’enye

    Nan-dụ ebighịe-bi n’obiụ-tọ kam g’enwe,

    Mam jirin-dụm m’ihe Jehovah chọrọ,

    M’ijin-dụm jere y’ozi bụr’ihem họọrọ.

    (UKWE)

    N’im’ihe niilem g’eji ndụm na ogem mee,

    Ihe kacham-ma m g’eji ndụm mee,

    Bụ ikpeb’im’ihe g’adị Jehovam-mam-gbe dum.

    O nyerem ihem nwere, agaghịm echefu.

    M nọ n’aka ya, agaghịm atụe-gwu.

    Ekpebigom im’ihe dị ya mma mgbe dum.

    Ekpebigom im’ihe dị ya mma mgbe dum.