Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Anyị Na-Ekele Gị

Anyị Na-Ekele Gị

Danloduo:

  • Akwụkwọ Egwú

  1. 1. Mgbe m’enweghị

    Udo n’im’obim,

    M kpọọ gịa-zaa,

    M n’ekele gị.

  2. 2. Mgben-sogbu bịa,

    Otuọ bụl’ọ dị,

    Ị n’az’anyị,

    A’yị n’ekele gị.

  3. 3. Anyịe-kwesịgh’ịn’echegbu onwea-nyị.

    Ị ga n’edu obia’yị

    N’echichea’yị m’anyị tụkwasị gị obi k’ị

  4. 4. Nyea-ny’udon-k’obi

    Man-dụ sie ike.

    Mak’ọdịmma’yị,

    A’yị n’ekele gị.

  5. 5. Ị kwesịrị ntụkwasịo-bi.

    Ị n’egbom-kpa’yị, a’yị n’ekele gị.