Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Na-egosi Ịhụnanya

Na-egosi Ịhụnanya

Danloduo:

  • Akwụkwọ Egwú

  1. 1. O nwer’ik’ịbụ ihe oriri,

    Egwuregwu m’ọbụ nkata.

    Jehova nyer’anyị ihe nile a’yị nwere.

    K’anyị jisie ike​—

    (UKWE)

    N’agbaso omume ịle ọbịa.

    Ṅomie Chinek’anyị.

    N’anabata ụmụnn’anyị nile.

    Ọ ya b’ịhụnanya.

  2. 2. Eb’obibia-nyị si n’aka nna nk’eligwe.

    Man’anyịa-pụr’ịnabata ndị ọzọ?

    K’anyị nwet’obiụ-tọ n’abịa m’anyị n’eny’ihe

    Ọ ndụn-dị Kraịst.

    (UKWE)

    N’agbaso omume ịle ọbịa.

    Ṅomie Chinek’anyị.

    N’anabata ụmụnn’anyị nile.

    Ọ ya b’ịhụnanya.

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    Ụfọdụe-nwegh’ih’a’yị nwere.

    K’anyi nyere h’aka.

    N’ogen-sogbu m’ọ bụọ-dachi.

    Anyịa-g’enyea-ka?

    Anyịa-g’anabatan-dị chọrọ enyemaka?

    Gosi obiọ-ma.

    (UKWE)

    N’agbaso omume ịle ọbịa.

    Ṅomie Chinek’anyị.

    N’anabata ụmụnn’anyị nile.

    Ọ ya b’ịhụnanya.

    Ọ ya b’ịhụnanya.

    Ọ ya b’ịhụnanya.