Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ịmụta Asụsụ Ọzọ

Ịmụta Asụsụ Ọzọ

Danloduo:

  • Akwụkwọ Egwú

  1. 1. Ị nwer’ik’ịnọ n’eche,

    ‘Ọ bụ mụ gawa?’

    N’ekp’ekpere n’atụle,

    ‘Jehova, gịnị kam g’eme?’

    K’anyị werụtụ oge

    Nyetụrụ g’aka kpebie.

    Maka na ị gafete,

    Ị ga-enwe obiụ-tọ.

    (UKWE)

    Ị kwesịr’ịgafete,

    Chefuo nsogbu nile.

    Maka na ị gafete

    Ị g’enweta ngọzị, oo.

    Gafetewe,

    Gafetewe n’ala Masedonia.

  2. 2. Oziọm’anyị n’ezi dịe-gwu,

    Ngọzị so ya dịọ-tụtụ.

    Ị ga n’ahụkwa otu

    Ndị ’madụ sie-gen-tị.

    Ị ga n’abịarukwa nso

    Ebe Jehova nọ.

    O g’enyere gị aka

    Ịmut’asụsụ ọ bụla Ị chọrọ.

    (UKWE)

    Ị kwesịr’ịgafete,

    Chefuo nsogbu nile.

    Maka na ị gafete

    Oo, Ị g’enwen-gọzị.

    Ikekwa ị nọ n’eche ya,

    N’eche m’ọ gị mee ya, oo.

    (UKWE)

    Ị kwesịr’igafete.

    Ị g’enweta ngọzị, oo.

    Gafetewe,

    Gafetewe,

    Ị kwesịr’ịgafete n’ala Masedonia.