Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Jiri Nwayọọ

Jiri Nwayọọ

Danloduo:

  • Akwụkwọ Egwú

  1. 1. Agbala ọsọ biko.

    Ma karicha n’og’ị n’enweọ-ṅụ.

    Anyịa-naghị agba ọsọ.

    Gị nan-dịe-nyi gị nọrọ,

    N’eji nwayọọ.

    (UKWE)

    Jiri nwayọọ.

    Wetuo-bi ma m’iheọ-ma.

    Jir’obiụ-tọ n’em’ihe.

    Agbal’ọsọ.

  2. 2. Ị nwer’ọrụn-dị g’arụ​—

    Ọrụ g’abaran-dịm-mad’uru​—

    Mana cheta ụmụnna,

    Gosi ha na ị

    Huru ha n’nya.

    (UKWE)

    Jiri nwayọọ.

    Wetuo-bi ma m’iheọ-ma.

    Jir’obiụ-tọ n’em’ihe.

    Agbal’ọsọ.

  3. 3. I kụ’aka n’ụlọ ’madụ

    O nwer’ik’ịbụ

    N’ọ nọghị n’ụlọ.

    Ma leru’anya ị g’ahụn-dịọ-zọ,

    Len-dị n’agafe

    Zie ha oziọma.

    (UKWE)

    Jiri nwayọọ.

    Wetuo-bi ma m’iheọ-ma.

    Jir’obiụ-tọ n’em’ihe.

    Agbal’ọsọ.

    Biko, agbal’ọsọ.