Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Na-eso Ya

Na-eso Ya

Danloduo:

  • Akwụkwọ Egwú

  1. 1. Ọnọdụ ụwa n’agbanwe

    Agaghịm n’al’azụ.

    Nyerem ak’ịga n’ihu,

    Anyị n’agas’ike.

    Ọtụtụm-gben-dị ’madụ

    Anagh’anọ n’ụlọ,

    Ka’yị soron-tụziak’ọhụrụ,

    Chọtan-dị kwesịrị.

    (UKWE)

    Ka’yị n’agb’ọsọ.

    Ka’yị jikọt’aka

    Merie n’ọsọ.

    Nọgide n’ọsọn-dụ

    Ruo ọgwụgwụ,

    K’anyị jis’ike n’es’ọgbakọ,

    N’eso ya.

  2. 2. Ebum iheọ-ma n’obi

    Mgb’ọ bụla chi foro,

    M’enwer’ihen-dị n’eme,

    N’eme k’o si’ike.

    Mgb’ahụọ n’adịka

    Olilany’adịghị,

    Anyị nwer’ihen-dị n’eny’aka

    Ịnọ n’ụzọn-dụa-hụ.

    (UKWE)

    Ka’yị n’agb’ọsọ.

    Ka’yị jikọt’aka

    Merie n’ọsọ.

    Nọgide n’ọsọn-dụ

    Ruo ọgwụgwụ,

    K’anyị jis’ike n’es’ọgbakọ,

    N’eso ya.

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    A’yị n’enweta ngọzị

    M’anyị n’agbalịs’ike.

    N’esom-gbanwe, I g’eme

    Ka Jehova nw’obiụ-tọ.

    Olilany’a’yị

    Dor’anya.

    O n’egosi n’ihua’yị​—

    Ogeị-bea-kwa adịghị.

    Ịme ya nyem ọṅụ

    (UKWE)

    Ịnagb’ọsọ.

    Ka’yị jikọt’aka

    Merie n’ọsọ.

    Nọgide n’ọsọn-dụ

    Ruo ọgwụgwụ,

    K’anyị jis’ike n’es’ọgbakọ,

    N’eso ya.

    Ka’yị n’agb’ọsọ.

    Ka’yị jikọt’aka

    Merie n’ọsọ.

    Nọgide n’ọsọn-dụ

    Ruo ọgwụgwụ,

    K’anyị jis’ike n’es’ọgbakọ,

    N’eso ya.

    Ka’yị n’agb’ọsọ.