Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ihe Kacha Mma M Nwere

Ihe Kacha Mma M Nwere

Danloduo:

  • Akwụkwọ Egwú

  1. 1. I nyer’anyị nwa,

    K’anyị lekọta ya, zụọ ya.

    A’yị zụrụ ya,

    O tool’ugbua.

    Mkpebi ya

    N’eny’anyịọ-ṅụ,

    Mgbalịa-nyịa-bụghị n’efu.

    (UKWE)

    Ọ dịghị mfe

    Ịkwe k’ọ gawa ma,

    Amam n’ebe kam-m’ọ g’anọ

    Bụ n’aka ọma gị ugbua

    Ma ruo n’ebigh’ebi.

    N’afọn-dị dị n’ihu,

    Amam n’obi g’erum ala.

    M n’enye g’ihe ruuru gị,

    Ihe kacha mmam nwere.

  2. 2. I nyer’anyị nwa,

    K’anyị lekọta ya, zụọ ya.

    Og’ahụ dum,

    Adịghịm-fe,

    Ad’ọm’anyị

    Etool’ugbua,

    Bụr’ony’anyịa-bụọ jie-m’ọnụ.

    (UKWE)

    Ọ dịghị mfe

    Ịkwe k’ọ gawa ma

    Amam n’ebe kam-m’ọ g’anọ

    Bụ n’aka ọma gị ugbua

    Ma ruo n’ebigh’ebi.

    N’afọn-dị dị n’ihu,

    Amam n’obi g’erum ala.

    M n’enye g’ihe ruuru gị,

    Ihe kacha mmam nwere.