Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Nwee Obi Ike, Dịkwa Ike

Nwee Obi Ike, Dịkwa Ike

Danloduo:

  • Akwụkwọ Egwú

  1. 1. Ọ n’ebili

    N’isiụ-tụtụ.

    Ọ n’arịọ Jehova

    K’o cheb’ụmụ ya

    N’ụmụnn’anyị dum:

    “Nna, mee k’anyị d’ike.”

    Ihe n’esiri y’ike.

    M’ọ n’agh’eme k’ọ dawam-bà.

    Ọ n’enwe obiụ-tọ

    M’o cheta abụ n’amasị ya:

    (UKWE)

    ‘M ga n’edu gị.

    Atụkwal’egwu.

    M g’anọ gịn-so,

    N’enyere gịa-ka.’

    Abụ n’amasị ya

    K’ọ n’abụm-gbe niile.

    “Ọ g’eme k’i si’ike,

    Mee k’i guzosi’ike.”

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    Ọ n’agbalịs’ike.

    Ihe sir’ike.

    M’ọ n’agbalị kw’ụbọchị.

    O nweren-dịe-nyi.

    Ha n’enyere y’aka.

    Ha n’agwa ya: ‘Jisi’ike.’

  2. 2. Ọ n’agh’ekwe

    Kan-sogbu mee

    K’ọ gbahap’ụmụ ya.

    Ọ n’ejio-biụ-tọ

    N’elekọta ha dum.

    Ọ n’ebido kpew’ekpere

    Ka Jehova chebe ha.

    Ọ n’agbalị n’em’ike ya.

    Ihe n’eme k’obi

    Sie y’ike bụa-bụ n’amasị ya:

    (UKWE)

    ‘M ga n’edu gị.

    Atụkwal’egwu.

    M ga’nọ gịn-so,

    N’enyere gịa-ka.’

    Abụ n’amasị ya

    K’ọ n’abụm-gbe niile.

    “Ọ g’eme k’i si’ike,

    Mee k’i guzosi’ike.”

    “Ọ g’eme k’i si’ike,

    Mee k’i guzosi’ike.”