Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Alaeze Chineke Na-abịa

Alaeze Chineke Na-abịa

Danloduo:

  • Akwụkwọ Egwú

  1. 1. Were ya n’ị nọ n’ezur’ike.

    Ị n’ahụ k’ụmụaka n’abịakwute gị.

    Ọṅụ juru h’obi.

    O nwegh’ihe n’eme ka ha tụ’ụjọ.

    Ndị niile g’ebi n’ebe niile

    G’abụn-dị n’edebe iwu Chineke.

    Iwu ya n’amasị ha.

    Udo n’ọṅụ juru n’ebe niile.

    Ezea-nyị, Jizọs,

    G’emer’anyị ọtụtụi-he

    N’Al’eze Chineke.

    (UKWE)

    Anyị nwer’olileanya.

    Ihe niile g’emecha dịm-ma.

    Olileanya n’eme k’anyị hụ

    K’anyị dum nọ n’ime

    Al’eze Chineke.

  2. 2. Obiụ-tọ n’ọṅụ juru gịo-bi.

    Gị n’ezinụlọ gị bi n’ebe maram-ma.

    Obi ruru gịa-la.

    O nwer’onye ji nwayọọ n’abịa.

    Man’ị maghị n’ọ n’abịa.

    Ọ n’abịa ka gị na ya makụọ,

    Ka gị na ya kelee.

    Ị n’atụa-nya k’o si n’ili bilite.

    Ndị nwụr’anwụ

    G’emecha bilie

    N’Al’eze Chineke.

    (UKWE)

    Anyị nwer’olileanya.

    Ihe niile g’emecha dịm-ma.

    Olileanya n’eme k’anyị hụ

    K’anyị dum nọ n’ime

    Al’eze Chineke.

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    Okwu niile o kwuru

    G’emecha mezuo dị k’o kwuru.

    Jehova na Nwa ya, Jizọs,

    Ga n’agọzi ‘madụ niile n’ụwa.

    (UKWE)

    Anyị nwer’olileanya.

    Ihe niile g’emecha dịm-ma.

    Olileanya n’eme k’anyị hụ

    K’anyị dum nọ n’ime

    Al’eze Chineke,

    Al’eze Chineke,

    Al’eze Chineke,

    Al’eze Chineke.