Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Na-agba Ọsọ Ndụ

Na-agba Ọsọ Ndụ

Danloduo:

  • Akwụkwọ Egwú

  1. 1. N’echeta

    Ihe dị n’ihu.

    Echela banyere

    Ihe dị n’azụ.

    Mee k’obi sie g’ike

    N’Okwu Chineke.

    Ekwekwala k’ụwa mee

    K’ike gwụwa gị.

    (UKWE)

    Soro

    K’anyị gbaa ọsọn-dụ.

    Jisi’ike n’ọsọ.

    Bịa k’anyị gbaa; bịa k’anyị gbaa—

    Lew’anya gị n’ihu.

    Bịa k’anyị gbaa ọsọn-dụ.

    Ekwela k’ike gwụ gị.

    K’anyị gbaruo n’isi.

    Bịa k’anyị gbaa

    Ọsọn-ken-dụ.

  2. 2. Ụgw’ọrụ gị

    G’adịru ebigh’ebi.

    Jehova g’enye gị

    Ndụe-bigh’ebi.

    (UKWE)

    Soro

    K’anyị gbaa ọsọn-dụ.

    Jisi’ike n’ọsọ.

    Bịa k’anyị gbaa; bịa k’anyị gbaa​—⁠

    Lew’anya gị n’ihu.

    Bịa k’anyị gbaa ọsọn-dụ.

    Ekwela k’ike gwụ gị.

    K’anyị gbaruo n’isi.

    Bịa k’anyị gbaa

    Ọsọn-ken-dụ.

    Gbawa ọsọn-dụ.

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    Setan n’agbalị k’anyị soro ya.

    Ọ chọghị k’anyị dịn-dụ.

    Ekwela k’o nweta gị.

    Soro

    K’anyị gbaa ọsọn-dụ.

    K’anyị gbaa ọsọn-dụ.

    (UKWE)

    Soro

    K’anyị gbaa ọsọn-dụ.

    Jisi’ike n’ọsọ.

    Bịa k’anyị gbaa; bịa k’anyị gbaa​—⁠

    Lew’anya gị n’ihu.

    Bịa k’anyị gbaa ọsọn-dụ.

    Ekwela k’ike gwụ gị.

    K’anyị gbaruo n’isi.

    Bịa k’anyị gbaa

    Ọsọn-ken-dụ.

    Gbawa ọsọn-dụ.

    Gbawa ọsọn-dụ.

    Jehova g’akwado gị.

    Jisi’ke k’anyị gbaa

    Ọsọn-dụ.

    Bịa k’anyị gbaa

    Ọsọn-dụ.

    Gbawa ọsọn-dụ.